Video musical

Gbo Gan Gbom (feat. Phyno Zoro)
Mira el video musical de {trackName} de {artistName}

Créditos

PERFORMING ARTISTS
Flavour
Flavour
Performer
Phyno
Phyno
Performer
Zoro Swagbag
Zoro Swagbag
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Flavour
Flavour
Composer
Phyno
Phyno
Songwriter
Zoro Swagbag
Zoro Swagbag
Songwriter

Letra

Obu onye mere ihe na ada (Nwanne ooooo) eyii Obu onye mere ihe na ada Na nje ooooo! Na nje! Nwa nnunu no ngigi egwu emewe Anyi ejewee, Anyi apuwa Ijele nwa n'igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi! Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ejewe, Anyi ejewe Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike Gbo ga gbom odi ufele Kiriri mgbom Anyi apari e Imana akwakoru buta ngwa N'ihe emewe, mme me Gbo ga gbom mbo bo Kiriri mgbom Anyi apari e Imana anyi kwakoru puta Ngwa Ihe emewe mme me Inu the sound Iga eko go di Odicha ka Anyi adi Loco Aka na igbo Anyi etikesiwe Rest in peace Sam Loco All I need is my choco Ka pia the beat ka obu motor First class n'ime ogbe Nwanne nga egosigi asambodo Aka na aku aka na gbam gbam Obere oge now ha nuwa ka m Muna men na ata ife aru ama Anyi zuko n'ugbo nkanu Dika ije yikwa silipon Dika nwata bu kwa king Kong Dika flavour nwa mama Lace gi a buta cupon Nigga illisong Anyi ga na apili ife Till dawn Imaro agba hepem! Hekem! To get u feel among Na njeee Na njee Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe Anyi ejewee Anyi apuwa Ijele nwa n'igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ejewe Anyi ejewee Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike Gbo ga gbom odi ufele Kiriri mgbom Anyi apari e Imana akwakoru buta ngwa N'ihe emewe, mme me Gbo ga gbom mbo bo Kiriri mgbom Anyi apari e Imana anyi kwakoru puta Ngwa Ihe emewe mme me My baby give me chance Ayaya Oho Ayaya Oho Ayaya Oho ... Zoro's Verse Unavailable Na njeee na njee Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe Anyi ejewee Anyi apuwa Ijele nwa n'igbo na egwu emewe Achara ugo nwanyi Ngwa gbarum egwu Makana igbata ofuma egburu ewu Mbelede ka Eji ama dike oo eyi Bicycle na enwero brake na agba ajo oso Anyi ejewe Anyi ejewee Abe aputara ihe emewe Abe aputara ana edege Imazi kwa na ihe erike Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada Obu onye mere ihe na ada
Writer(s): Chibuzo Azubuike, Chimaobi Owoh, Okoli Izuchukwu Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out