album cover
Olisa
1,279
Christian & Gospel
Olisa fue lanzado el 20 de enero de 2018 por Maestro Managers como parte del álbum Olisa
album cover
ÁlbumOlisa
Fecha de lanzamiento20 de enero de 2018
Sello discográficoMaestro Managers
Melodía
Nivel de sonidos acústicos
Valence
Capacidad para bailar
Energía
BPM173

Video musical

Video musical

Créditos

COMPOSICIÓN Y LETRA
Jude Chika Nnam
Jude Chika Nnam
Autoría

Letra

K'anyi kelee Ya n'orulu Ya
Kelee Ya n'okwesiri Ya
Kelee Ya n'oziere Ya. Kelee Ya. Kunie
 
K'anyi kelee Ya n'orulu Ya.
Kelee Ya n'okwesiri Ya
Kelee Ya n'oziere Ya. Kelee Ya
 
Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk'igwe
Kele Chineke nk'igwe ndi agha
 
K'anyi kelee, kelee olisa
K'anyi jee jaa ya mma
K'anyi kelee kelee Olisa nk'igwe
Chineke mo
Ogba aka eje ogu
Obu ya n'elekota mo
Obu ya n'echekwaba mo
Olisa egboo, Olisa emeka
Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele
Olisa dooo
Aka m di n'elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Igbe n'eche ndu mo
Aka m di n'elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Chi n'eme mma
 
Udara dara n'ala emetugo aja
Azu bi na mmiri adighi ago agugo mmiri
Anyi bi n'uwa, njo zur'anyi ahu!
Onye njo ka m bu, man'Olisa elegh'anya na njo mo
Onwur'onwu n'obe, Onwu Ya k'Ojiri zoo mo
 
Olisa bi n'igwe, Kelee lele nu o
 
K'anyi kelee Ya n'orulu Ya
Kelee Ya n'okwesiri Ya
Kelee Ya n'oziere Ya. Kelee Ya
 
Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk'igwe
kele Chineke nk'igwe ndi agha
 
K'anyi kelee, kelee olisa
K'anyi jee jaa ya mma
K'anyi kelee kelee Olisa nk'igwe
Chineke mo
Ogba aka eje ogu
Obu ya n'elekota mo
Obu ya n'echekwaba mo
Olisa egboo, Olisa emeka
Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele
Olisa dooo
Aka m di n'elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Igbe n'eche ndu mo
Aka m di n'elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Chi n'eme mma
 
Chukwu kere nwa agu agaghi ekwe ka nwa agu taa ahihia
Chima mkpa moo, I n'egboro m mkpa mo
Onyinye Inyere mo bar'uba
(Nna), ya ka m ji eme onu
Ya ka m ji eme ngala
Agu n'eche mba moo
Olisa Imeka
 
Olisa bi n'igwe, Kelee lele nu o
 
K'anyi kelee Ya n'orulu Ya
Kelee Ya n'okwesiri Ya
Kelee Ya n'oziere Ya. Kelee Ya
 
Keleya jee jaa ya mma1 Tobe olisa nk'igwe
Kele Chineke nk'igwe ndi agha
 
K'anyi kelee, kelee olisa
K'anyi jee jaa ya mma
K'anyi kelee kelee Olisa nk'igwe
Chineke mo!
Ogba aka eje ogu
Obu ya n'elekota mo
Obu ya n'echekwaba mo
Olisa egboo, Olisa emeka
Olisebuluwa mma mma, bika nara ekele
Olisa dooo
Aka m di n'elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Igbe n'eche ndu mo
Aka m di n'elu oruru Gi
Ekelediri gi, Okwesiri gi
Otito diri gi, Oziere gi
Chi n'eme mma
Written by: Jude Chika Nnam
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...