album cover
album cover
Cornerstone fue lanzado el 16 de octubre de 2026 por Snafu Records como parte del álbum Cornerstone - Single
16 de octubre de 2026
Sello discográficoSnafu Records
BPM117
Melodía
Nivel de sonidos acústicos
Valence
Capacidad para bailar
Energía

Video musical

Video musical

Letra

Echefukwele ala nna anyi n'ihi obu
Ala Ala
Ebube ya di ike
Site na mbi-do
Ala juputa
N'ihe oma
Echefukwele ala nna anyi n'ihi obu
Nkume Corner
Ala anyi bu nkume corner
Mmmm mmmm
Ndi ojii ga-agba egwu iyaa
Mmmm
Maka ala anyi bu nkume
Ala na-aso
Site na mbi-do
Ihe niile
O juputa
mmmm
N'ihe oma lelele
Afa anyi ga-adi
Ogaghi efu na nkume
Nkume a abulugo nnukwu nkume
Nkume nkume corner
Ndi ojii bu ndi ga-abga egwu iyaa
Ha lotaba ala nna ha
Ala nna agaghi efunari
Anyi
Ma gi lotaba ala nna gi
Nna gi
Na mu lotaba ala nna mu
Nna mu
Iyelelele
Alan nna bu nkume nkume corner
Alan nna bu
Iyelelele
Nkume nkume corner
Alan nna bu nkume nkume corner
Mmmm mmmm
Agalacha ga-anata
Mmmmm
Ebelebe ga-egbu
Anya ga-afu
Nti ga anu
Onu ga-ekwu
Ihe ga-eme
Mmmm
Ihe na-eme lele
Mmmm mmmm
Agalacha ga-anata
Mmmmm
Ebelebe ga-egbu
Anya ga-afu
Nti ga anu
Onu ga-ekwu
Ihe ga-eme
Mmmm
Ihe na-eme lele
Afa anyi ga-adi
Ogaghi efu na nkume
Nkume a abulugo nnukwu nkume
Nkume nkume corner
Ndi ojii bu ndi ga-abga egwu iyaa
Ha lotaba ala nna ha
Ala nna agaghi efunari
Anyi
Ma gi lotaba ala nna gi
Nna gi
Na mu lotaba ala nna mu
Nna mu
Iyelelele
Ala nna bu nkume nkume corner
Ala nna bu
Iyelelele
Nkume nkume corner
Alan nna bu nkume nkume corner
Raise ya light, light light
Raise ya light
Ole nna ole nne
Elenu umu ha
Bia nu eee
Light, light light
Raise ya light
Ole nna ole nne
Elenu umu ha
Bia nu eee
Written by: Austin Chinemezu Nwamara, Darius Dixson, Dawit Kamal Wilson, Kehlani Ashley Parrish

Loading...