album cover
Ilo
album cover
Ilo est sorti le 19 janvier 2022 par Deejay J Masta dans le cadre de l'album Ilo - Single
19 janvier 2022
LabelDeejay J Masta
BPM113
Qualité mélodique
Acoustique
Valence
Dansabilité
Énergie

Paroles

Anyi no na ilo
Anyi no na ilo
Anyi no na ilo
Anyi no na ilo
Mens ko lu eko
Umu asa kolu eko
Umu efo lu efo
Umu efo lu efo
How i go make money , me and i no ball
Ihe du nwoke aga bu grace oburo luck
Okwa ihe onye leetee ka obu ana
Anyi kucha now mburu nwam na awa
Nkwo e seti go
Onye jankara by jankara
Nwa ogbodo nwa agu
Kee ur way , whats the level
Nka ina eme anya ka ese go anwuru
Odika icho ru nwa gbalu okpuru
So ka anyi kponye ebe ona eme
Ebe ezigbo efe na eme
Ebe afia na azu ka obu efe
Ka ifu na ezigbote nfe nfe na efe
Ebede na aru ka obu na ichoro iku
Kpo mmanya ka anyi debe ya na ihe ego
Olu kwata ugwo anyi ebulu ezigbo egwu
Onye dullu ooo enye ya elu egwu
Anyi no na ilo
Anyi no na ilo
Anyi no na ilo
Anyi no na ilo
Mens ko lu eko
Umu asa kolu eko
Umu efo lu efo
Umu efo lu efo
How i go make money , me and i no ball
Ihe du nwoke aga bu grace oburo luck
Okwa ihe onye leetee ka obu ana
Anyi kucha now mburu nwam na awa
Written by: Emeka Okorie
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...