album cover
Ofeke
2 670
Hip-Hop/Rap
Ofeke est sorti le 31 juillet 2026 par Hugo P / Effectdistro dans le cadre de l'album 20TK
album cover
Les plus populaires
7 derniers jours
00:25 - 00:30
Ofeke a été découvert le plus fréquemment à environ 25 secondes après le début de du titre au cours de la semaine dernière
00:00
00:05
00:15
00:25
00:50
01:05
01:25
01:50
02:10
02:15
02:20
02:45
00:00
02:54

Crédits

INTERPRÉTATION
Hugo P
Hugo P
Interprète
Edwin Prince Uroko
Edwin Prince Uroko
Chœurs
COMPOSITION ET PAROLES
Edwin Prince Uroko
Edwin Prince Uroko
Composition
PRODUCTION ET INGÉNIERIE
Enaps
Enaps
Production

Paroles

Empire
Jee
Kpọọ police
It's TK the Prodigy
Ịma ụdị aja anyi na-achụ?
Ịma ụdị akpa anyị na-achụ?
Everyday we locked in achụ akpa ya melụ anyị ji akụ (eh eh)
Men m nuo n'ịlu ọlụ (ah ahn)
Achụ ya na ndu na onwu
N'iru ọlụ, imalo iyeh alụ nwanne ị bụlụ ọlụ (eh eh eh)
Nwanne ofeke efe ye gị ịsị ọfia
Remember all you said mbe nna awọ ada
Na n just na agba afịa (jee), na egwu m ama ga afia
Anyi mee ya mbe ọ matter
Anyi mee ya mbe ha na baaa
Ịma how many nights m sacrifice just to get my shit together?
How many shots anyị gba ka akpaka?
All the night achohalim na Abakpa
Now I'm most wanted knew from way back nwanne n mmeli dị m n'ọbala
Even mbe nna loose, I'm winning
Need to know na everything nwe reason
Been through hell my heart was broken
Now thank God I'm finally healing
All my crops I'm finally reaping
All my oops are finally hissing
All my lyrics na make sense now
Ma nkọ tuuu ha guyelu meaning
This is nothing, but stars aligning (wo)
All the underdogs are shining (hee)
Nwanne owu ite abulo my thing so any mfu any chance nwanne I grab it
This is nothing, but stars aligning
All the underdogs are shining (hee)
Nwanne owu ite abulo my thing so any mfu any chance nwanne I grab it
Ịma ụdị aja anyi na-achụ?
Ịma ụdị akpa anyị na-achụ?
Everyday we locked in achụ akpa ya melụ anyị ji akụ (eh eh)
Men m nuo n'ịlu ọlụ (ah ahn)
Achụ ya na ndu na onwu
N'iru ọlụ, imalo iyeh alụ nwanne ị bụlụ ọlụ (eh eh eh)
Nwanne ofeke efe ye gị ịsị ọfia
Remember all you said mbe nna awọ ada
Na n just na agba afịa, na egwu m ama ga afia
Jee, counted out several times
Many times m play na mbu the nice guy
Men gbayem film real life, anya gbam mmili obi gawa Lu exile
Heartless street turnm that guy
Many men ekilim with bad eye
Still I chase my own dreams and I know say one day my star will shine
Mua e quit na awka
Anyị ga win hohha
Ma ịchọ ya, ma ịcholi ya
Men ga aga global
Live la vi da local
Nwa I'm a soldier
We gon win forever, chukwu anugo my prayers
Ịma ụdị aja anyi na-achụ?
Ịma ụdị akpa anyị na-achụ?
Everyday we locked in achụ akpa ya melụ anyị ji akụ (eh eh)
Men m nuo n'ịlu ọlụ (ah ahn)
Achụ ya na ndu na onwu
N'iru Ọlụ, imalo iyeh alụ nwanne ị bụlụ ọlụ (eh eh eh)
Nwanne ofeke efe ye gị ịsị ọfia
Remember all you said mbe nna awọ ada
Na n just na agba afịa, na egwu m ama ga afia
Nwanne ofeke efe ye gị ịsị ọfia
Remember all you said mbe nna awọ ada
Na n just na agba afịa (jee), na egwu m ama ga afia
Written by: Edwin Prince Uroko
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...