गाने

Master Amara Chineke emewom' mma Áká Chineke asawom' njọ Ọbara Chineke emewom' mma o Omeokachie Chineke emewom' mma Amara Chineke emewom' mma Áká Chineke asawom' njọ Ọbara Chineke emewom' mma o Omeokachie Chineke emewom' mma o Igirigi nké ndị nsọ Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Mepee ọ n'uzo enụ ìgwè Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Obi n'ígwé anyị ná ayo nụ gị Bịa ọ, bịa ọ, bịa o Lele Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Febe lu Chineke áká ọ Tobe yá ná ọbụ Ezé ọ 'Cause he don reason my matter o Wè gaziere lum' ana ezé o Even when I no get money Guaranteed that I get somebody Everyday you dey watch over me Send your blessings to come follow me Ụwa cho ịgba jim áká o Only you be the answer o Give me signs, give me wonder o I go serve you my lifetime 'Cause your love is enough, màkà Chi And ọgba jụọ Na you dey cover me All days of my life Igirigi nké ndị nsọ Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Mepee ọ n'uzo enụ ìgwè Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Obi n'ígwé anyị ná ayo nụ gị Bịa ọ, bịa ọ, bịa o Lele Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ You shine your light And bless my life Wè sa mụ njọ Now I'm brand new You uplift my soul You give me joy wey nobody fit to give me Papa o Ọnụ m' jụrụ ekene o You shine your light And bless my life Wè sa mụ njọ Now I'm brand new You uplift my soul You give me joy wey nobody fit to give me Papa o Ọnụ m' jụrụ ekene Igirigi nké ndị nsọ Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Mepee ọ n'uzo enụ ìgwè Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Obi n'ígwé anyị ná ayo nụ gị Bịa ọ, bịa ọ, bịa o Lele Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Igirigi nké ndị nsọ Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Mepee ọ n'uzo enụ ìgwè Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Obi n'ígwé anyị ná ayo nụ gị Bịa ọ, bịa ọ, bịa o Lele Bịa ọ, bịa ọ, bịa ọ Extraordinaire
Writer(s): Phyno, Chibuzo Azubuike Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out