क्रेडिट्स
PERFORMING ARTISTS
PC Lapez
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Samuel Obioma
Songwriter
गाने
Ụwa tụgharịba mụ oo, egbula m egbu
Kama m ga-anwụ, mụ adọlịba, ma mụ anwụla anwụ (Ọdịa)
O ji ọfọ ga-ana o, ma ị kwụba aka gị ọtọ
Ke onye metere n'ụwa, ya buru, nke m dịrị m oo
Ụwa tụgharịba mụ oo, egbula m egbu
Kama m ga-anwụ, mụ adọlịba, ma mụ anwụla anwụ

Ụwa kwọgharịba mụ oo, egbula m egbunụ
Kama m ga-anwụ, mụ adọgabanụ, ma mụ anwụla anwụ
O ji ọfọ ga-ana o, ma ọ kwụba aka ya ọtọ
Ke onye metere n'ụwa ka o bu ana, nke m dịrị m oo
Ụwa tụgharịba mụ oo, egbula m egbu
Kama m ga-anwụ, mụ adọlịba, ma mụ anwụla anwụ
O ji ọfọ ga-ana o, ma ị kwụba aka gị ọtọ
Ke onye metere n'ụwa, ya buru, nke m dịrị m oo
Kola, zeh
Nwanne m, amacha m na efe enyerọọ
Nni m sibere, egherọọ
Otogo aka i bidoo kpọsaba o, mana afịa ị kpọsara erelọọ
Ama m na ụwa ekwerọọ ka i rigote
Oke ifufe ka na-efenite
Mana echefuna na nnukwu osimiri bụnụ n'ofu nta mmiri ka ọ na-amalite
Mgbe ọ ga eru oge gị
Ndị kpọrọ gị asị ga-azọzi efe gị
Yọba Chukwu Nna oke nke gị
Kwụba aka gị ọtọ maka ịmetọ efe gị (Seh)
Alọba gbaba mbọ nụ
Ke m akọla m, ọ kwa ya bụ ọfọ anyị gọlụ
Mmiri zochaa, emechaa, ọ ga-akọnụ
Ụkwa ruo oge ya, na ọ ga-adanụ, ọ ga-adanụ (Seh)
Ụwa tụgharịba mụ oo, egbula m egbu
Kama m ga-anwụ, mụ adọlịba, ma mụ anwụla anwụ
O ji ọfọ ga-ana o, ma ị kwụba aka gị ọtọ
Ke onye metere n'ụwa, ya buru, nke m dịrị m oo
I rijuo afọ, ọnụ ga-ekwu oo (Ayamma o wee, ayamma)
E righị eri, ọnụ ga-akọ oo (Onye bụ chi ibe ya n'elu ụwa o?)
Ife na-emena n'ụwa, ọnụ ga-ekwulịlị, brother oh (Ife onye kwutere n'ụwa, o were isi ya bulu o)
Hustle go bring dollar, bring pounds (Ayamma o wee, ayamma)
Anything I lay my hands go dey work oh (Onye bụ chi ibe ya n'elu ụwa o?)
Enemies go talk tire, me I no send them at all, at all (Ife onye kwutere n'ụwa, o were isi ya bulu o)
Ụwa tụgharịba mụ oo, egbula m egbu
Kama m ga-anwụ, mụ adọlịba, ma mụ anwụla anwụ
O ji ọfọ ga-ana o, ma ị kwụba aka gị ọtọ
Ke onye metere n'ụwa, ya buru, nke m dịrị m oo
Written by: Samuel Obioma