क्रेडिट्स

PERFORMING ARTISTS
mirabel_somi
mirabel_somi
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chisom Moneke
Chisom Moneke
Songwriter

गाने

[Verse 1]
You've made my life a testimony, ai
You saved my soul, Ojiji jide mma m o, yeah
The things You do, I cannot tell it all ee
That's why I call You, "Ojiji jide mma m" o, yeah
You've made my life a testimony ee
You have saved my soul, Ojiji jide mma m ee
The things You do, I cannot tell it all, yeah
That's why I call You, "Ojiji jide mma m" o, yeah
[Chorus]
Ojiji jide mma
Ojiji jide mma, o
Ojiji jide mma, o
Ojiji jide mma, o
Ojiji jide mma, o
Ojiji jide mma, o
Ojiji jide mma, o
Ojiji jide mma
[Verse 2]
Eze bi ebi eligwe na ụwa, hei!
Ọkwa Gị bụ Tatami na-atụji, igwe o
Ọgbarankịtị okwubiri na ọnụ Ya, Eze, hay!
Ihe m na-akpọkwa Gị bụ "Ojiji jide mma ee"
Onye Onyere ya ga-eri, Eze
Onye Ibunyere nni orie, orijuo afọ ee
Ọkwanụ Gị bụ ebulite, ụzụ atụwa ee
Ọkwanụ Gị bụ Echeta obi esisie m ike ee, hai!
Ọ bụ onye ga-ekwu ma Chi m ekwughị ee
Ọ bụ onye ga-agbanụ ma ọbụ na Chi mụ si mụ gaba ee
Ya ka m ji akpọ Gị "Onye ọlụ ebeube m" ee, hai!
Ịbụ Ojiji jide mma o
[Verse 3]
Sọ Gị bụ Ojiji jide mma, o (Aiye ya!)
You alone deserve my praise (Aiye ya!)
Ife Ị na-emerụ m ebuka, Eze, o (Aiye ya!)
Sọ Gị bụ Ojiji jide mma m e (Aiye ya!)
The things You've done, I am here for You, eh (Aiye ya!)
Onye ọlụ ebube, Eze burube ekele m o (Aiye ya!)
There is nothing more I can do if not to praise You (Aiye ya!)
Sọ Gị bụ Ojiji jide mma
[Verse 4]
There is this God I want to tell you about
He is the King of my soul
He's the light of my world
Oya, pay attention to my own story
There were times when I had nothing at all ee
There were times when nobody was there for me
But You made a way where there is no way, hei!
A Gị bụ nyeri ọba mụ ee
Ojiji jide mma ka a na-etu Gị ee
Ọkwanụ Gị bụ Ọbata ihe adị mma oh
Imere ọnụ ọchị nwanụ m ee
When You came in, the story became beautiful, yeah
[Chorus]
Sọ Gị bụ, Ojiji jide mma
Ojiji jide mma o
Ojiji jide mma
Ojiji jide mma oa
Ojiji jide mma m eee
Ịbụ Ojiji jide mma
[Verse 5]
Ịbụ Ojiji jide mma, oh
Ebebe wụsịrị ike
Agalaba ji isi ụlọ mụ oo
Sọ Gị bụ, Ojiji jide mma
Gbe ife na-esi ike
Akpọrọ m Gị Ịbịa
Gbe ife na-arị arụ o
Akpọrọ m Gị Ịbịa
Egbebe egbebe wụsịrị ike
Sọ Gị bụ, Ojiji jide mma
Eh eh eh! Eh eh eh!
Nnekwanụ, Ojiji jide mma m ee
Oke mmiri na-egbu obe m ee
Ojiji jide mma, ah-ah
[Verse 6]
Ekele Gi Chineke Nna nụrụ olu m
Ekele Gi, Nyeri ọba m ee
Aka na-akpịlite onye nwụrụ amwụ ee
Sọ Gị bụ, Ojiji jide mma oo
[Chorus]
Ojiji jide mma
Ojiji jide mma
Ojiji jide mma
Ojiji jide mma o, yeah
Ojiji jide mma, yeah
Written by: Chisom Moneke
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...