Dari

PERFORMING ARTISTS
Success Preto
Success Preto
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Francis Chukwu
Francis Chukwu
Songwriter
Prince Ed.win
Prince Ed.win
Songwriter
Success Preto
Success Preto
Songwriter

Lirik

[Verse 1]
Hugo, 1:00am na highway, me and bros we're switching lanes (We're switching lanes)
Anyị bu tools anyị na boot, nnwa, we're increasing pace (We're increasing pace)
Ị ma na motor anyị enwelọọ plate number, you can't even trace
My IP dị intact, I'm a real life gangster, ọ bụlọọ ihe a a na-emezi these days
Yeah, abụ m a younging, but ezigbote aka ochie
Don't play with me, my gang too wuu, and anyị ga-efo gị igwe
Asa gị sị gị na ọ nọ n'ụnọ, she dey my crib enye m BJ
Just because say I do am with passion, asị na my own na-apụkazi iche
O nwee ka o si eme m n'alụ
Adịị m aghọtazi ife m na-afụ
Zelụ men maka ịpịawa gị azụ
Going forward, adịị m ana azụ
M gwa gị ka o si eme m n'alụ
Ị fụ na o nwee ụdị ego m na-achụ
I can't stop, adị m ka Ogbete, everyday ka afịa m ji azụ
[Chorus]
Anọlọọ m na yard, anyị pasa n'ilo
Ọ kwa ị nọ na a-cap, mana ị fụlụ m zoo
Ị na-e-claim gang, e bunye gị igwe, ị ga-efo?
Anyị nọzi on demand, anyị legazi ka igbo
Anọlọọ m na yard, anyị pasa n'ilo
Ọ kwa ị nọ na a-cap, mana ị fụlụ m zoo
Ị na-e-claim gang, e bunye gị igwe, ị ga-efo?
Anyị nọzi on demand, anyị legazi ka igbo
[Verse 2]
Anyị nọzi on demand
Run the city ka m bụ Jagaban
Sold out shows and we shut them down
Ụwa mụ na my men bụ the talk of the talk town
Three shows, one night, I'm active
On high speed, ego dọ na my back seat
Money talks, alọba involve me
I want it ASAP, I admit
[Verse 3]
Yeah, anyị nọzi on demand, Carlo just called na anyị nwee another feature
Na enwee m flight by 3:00, banye Lasgidi, pịachakwa another feature
And they all paid in bitcoin (Kee your plug?), jụọ Succex Exchange
Ụmụ Ogbe ma na ị ga enye m six figures, before m gbagoo stage
[Chorus]
Anọlọọ m na yard, anyị pasa n'ilo
Ọ kwa ị nọ na a-cap, mana ị fụlụ m zoo
Ị na-e-claim gang, e bunye gị igwe, ị ga-efo?
Anyị nọzi on demand, anyị legazi ka igbo
Anọlọọ m na yard, anyị pasa n'ilo
Ọ kwa ị nọ na a-cap, mana ị fụlụ m zoo
Ị na-e-claim gang, e bunye gị igwe, ị ga-efo?
Anyị nọzi on demand, anyị legazi ka igbo
Written by: Francis Chukwu, Prince Ed.win, Success Preto
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...