Video Musik
Video Musik
Dari
PERFORMING ARTISTS
Dr Adaku
Performer
Flavour
Performer
Godwyn
Band
COMPOSITION & LYRICS
Flavour
Songwriter
Adaku Jennifer Agwunobi pka DR ADAKU
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Selebobo
Producer
Lamotimi
Producer
Lirik
[PreChorus]
Oge erugo nụ oo, e don seti-oo mgbe anyị ji agbanụ egwu ukwu oo (Egwu)
Oge erugo nụ oo, e don seti-oo mgbe anyị ji agbanụ egwu ukwu oo (Egwu)
Ada dị iche bịakene bịa gbarụ m egwu ukwu (Egwu)
I am calling on everybody, bịa gbarụ m egwu ukwu (Egwu)
[Chorus]
Shakima
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Gbabarụ m ya
Egwu ukwu, anye
Kpọbarụ mụ
Egwu ukwu, anye
Butuoro m ya
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Adakụ nwa mma
Egwu ukwu, anye
Na-agbara mụ
Egwu ukwu, anye
[Verse 1]
1, 2, 1, 2 let's go, egwu
3, 4, 3, 4 bend low, egwu
5, 6, 5, 6 don't stop, egwu
Ukwu ruo gị ala ee, anye
[Verse 2]
1, 2, 1, 2 let's go, egwu
3, 4, 3, 4 bend low, egwu
5, 6, 5, 6 don't stop, egwu
Ukwu ruo gị ala ee, anye
[Verse 3]
Onye ịfe m na-ewe iwe, ya wegbuo, ya wegbuo ya
Ọsụkọsụ nwamkpị ee, ya sụgbuo ya, anye
Onye ịfe m na-asọ ụsọ ee, ya sọgbuo, ya sọgbuo ya
Onye ịfe m na-asọ ụsọ ee, ya sọgbuo ya, anye
[Verse 4]
Oge erugo nụ oo, e don seti-oo mgbe anyị ji agbanụ egwu ukwu oo (Egwu)
Oge erugo nụ oo, e don seti-oo mgbe anyị ji agbanụ egwu ukwu oo (Egwu)
Ada dị iche bịakene bịa gbarụ m egwu ukwu (Egwu)
I am calling on everybody, bịa gbarụ m egwu ukwu (Egwu)
[Chorus]
Shakima
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Gbabarụ m ya
Egwu ukwu, anye
Kpọbarụ mụ
Egwu ukwu, anye
Butuoro m ya
Egwu ukwu, anye
Shakima
Egwu ukwu, anye
Adakụ nwa mma
Egwu ukwu, anye
Na-agbara mụ
Egwu ukwu, anye
[Verse 5]
Achọrọ m ịgba egwu taa
With a little bit of pami and abacha
Biko nwetere m mmiri oyi, water
For the egwu ukwu I'm about to show to ya
For the egwu ukwu I'm about to show to ya
For the egwu ukwu I'm about to show to ya
[Outro]
Achọrọ m ịgba egwu taa
Achọrọ m ịgba egwu taa
Achọrọ m ịgba egwu taa
Achọrọ m ịgba egwu taa
Written by: Adaku Jennifer Agwunobi pka DR ADAKU, Chinedu Okoli pka Flavour


![Tonton Dr Adaku & Flavour - Egwu Ukwu (Waist Dance) [Visualiser] di YouTube Tonton Dr Adaku & Flavour - Egwu Ukwu (Waist Dance) [Visualiser] di YouTube](https://i.ytimg.com/vi/kmux4aLXc10/maxresdefault.jpg)