Dari
PERFORMING ARTISTS
Nuno Zigi
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ayadinuno Okechukwu Obiora
Songwriter
Lirik
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
It’s Flames the Superboii
Waoh, yeah, woah!
Yite slippers solu m ka anyị gbadaa memory lane
Jidekwuo ma umbrella gị, in case anyị zute heavy rain
Mụnwa golu panadol, maka ihe mgbu kalịị there
M na-ekwu the truth, e sendịrọọ m ma a na-eme truth or dare
Anya salụ nwoke early
From mgbe anyị enwerọọ telly
M na-eji ụkwụ si Ugwunabamkpa si Osuma banye Nkịsị
Mụ na mmili adịka, m ga-alalụnwu there ma a gba m nkịtị
No wonder my flows ji a-propel kwa the whole city
Threesome vibes, mụ na Chi m na my thoughts
Anyị ka kwechii, na-adị stingy with the fucks
Think of the box, outside the box
Die loss, welụ gain, repeat if it works, woah!
If I do it and it didn’t work, I’m sure to try again
I just want to win and fail to see my mama cry again
All the ones we lost ain’t really losses, they’re heaven’s gain
So I have to smile and pray I make it through the pain
M kwuo ya nnwa, e meanii m ya
I just dey act tough, mana deep down e feel m ya
Ọ bụ na m nwee idea na ọọ that day ka e fix-iilụ ya
I for come home, ọ bụlụ goodbye ka m kiss-iinụ ya
Yea I bottled up the feelings, na-achọ solace m na highness
Vodka to the rescue, o fo m na-anya m jụba what next
Then I realized na ife m ji ya ụgwọ ya bụ success
Making hits, smashing every track ka m bụ athlete
I put all my pain together and I put 'em in a song
Better say I dey alone than dey where I no belong
Told my mum is gonn' be fine, swore to her it won’t be long
Told myself I’m gonna die before I think of giving up
Nnwa, the day after my burial ka m ga-eche uche giving up
Iche NEPA adịrọọ easy, hooha, them boys are switching up
Who to blame, nobody, all man chọlọ ị-level up
Ndị kwesịlị ị-pass cup, ṅụsịị, ka na-hoard cup (Woah!)
Nalụ feedback from bank, na-efeed family m
Instagram feed, my eyes na-efeed vanity m
Ọ kwa big flex na m dị ndụ na-afụ immortality m
M na-e lose people mana m na-a regain sanity m
M na-elevel up, na-ebuda level anxiety m ka monk
Filling venues up, I’m not here to feel among
Correct me ịf I’m wrong
But last time I checked, mụnwa asịnụbee ha make I belong
All I have to do is honor my mum and my days will be long
Ọ dị long, gwa m the reason m ga-eji chọọ i-belong
Nwanne, ọ bụrọọ mouth, nke o ji abụ tongue
Tupu afụ rapper ga-adị ka m, swear it’s gonna be long (Woah)
I can never rest, my pops already did
Ọọ ya bụzi mmụọ ozi na-asupply all I need
Ọnụ adịrọọ m mma, I got many mouths to feed, yeah
Now, I go back to my hood, ka m kpọnye n’ebe m si bịa
Even Chelsea ejilọọ blueprint for ụdịlị ezi m si ga
Mouth m bụkwa shop m, pure rap m, nke m ji ka
Nweedi otu anwụlụ ga-esi kọọ m ka m jee see cigar (Yeah)
Made it out the hood for good
Na-echoke table with food
Ka my fam na-atachi
Awada Robin Hood
Nalụ Peter, nye ya Paul
Now, Paul a-stand-go tall
Paul na-e put-zi call na-aball men na mall
Yeah
I put all my pain together and I put 'em in a song
Better say I dey alone than dey where I no belong
Told my mum is gonn' be fine, swore to her it won’t be long
Told myself I’m gonna die before I think of giving up
Nnwa, the day after my burial ka m ga-eche uche giving up
Iche NEPA adịrọọ easy, hooha, them boys are switching up
Who to blame, nobody, all man chọlọ ị-level up
Ndị kwesịlị ị-pass cup, ṅụsịị, ka na-hoard cup
Woah
Written by: Ayadinuno Okechukwu Obiora