album cover
Ekwe
album cover
Ekwe è stato pubblicato il 1 gennaio 1984 da Ayollo come parte dell'album Golden Songs Vol.2
1 gennaio 1984
EtichettaAyollo
BPM
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Testi

Ekwe
Ekwe, ekwe, ekwe, ekwe, ekwe
M nee anya n'aka nri
Nekwe ekwe ka o na abia
M nee anya n'aka ekpe
Nekwe ekwe ka o na abia
Ebe m jelu, ekwe eje
Gwanu m ihe m ga-eme
Umu uwa, gbatanu
Gwanu m ihe m ga-eme
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
Ekwe
Ekwe
Ekwe, ekwe, ekwe, ekwe, ekwe
M nee anya n'aka nri
Nekwa ekwe ka o na abia
M nee anya n'aka ekpe
Nekwa ekwe ka o na abia
Ebe m jeluu, ekwe eje
Gwanu m ihe m ga-eme
Umu uwa, gbatanu
Gwanu m ihe m ga-eme
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
Ekwe, e ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
Ekwe
Ekwe mgbadike, ekwe
Ekwe mgbadike, ekwe
Ekwe, anokwa m be m, I jelu
Anokwu m be m, I jelu
I wee pa ite ego wee bia
I wee dakwasi m n'ukwu
I wee na-ayo m, m wee juu
I wee na-ebe akwa
I na ebe akwa, onye na-eti gi?
Ekwe
Ekwe mgbadike, ekwe
Ekwe mgbadike, ekwe
Ekwe, anokwa m be m, I jelu
Anokwu be m, I jelu
I wee pa ite ego wee daa
I wee dakwasi m n'ukwu
I wee na-ayo m, m wee juu
I wee na-ebe akwa
I na ebe akwa, onye na-eti gi?
Ekwe
Ekwe mgbadike, ekwe
Onye ife m na-ewe iwe, ya biko wegbuo ya
Osukosu nwa mkpi, ya biko sugbuo ya
Onye ife m na-ewe iwe, ya biko wegbuo ya
Osukosu nwa mkpi, ya biko sugbuo ya, selense
Ekwe
Ekwe, ekwe, ekwe, ekwe, ekwe
M nee anya n'aka nri
Nekwa ekwe ka o na abia
M nee anya n'aka ekpe
Nekwa ekwe ka o na abia
Ebe m jelu, ekwe eje
Gwanu m ihe m ga-eme
Umu uwa, gbatanu
Gwanu m ihe m ga-eme
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
Ekwe, e ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
E ji m gi ugwo?
Written by: Onyeka Onwenu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...