Testi

Sambalitual iyoo Jayswaarg is the new problem Aiiiiii Muwa Adiloeme Ihe Enemies Muwa Cho e make the money by anymeans Owu n'akpom na phone acholom iza Stucc in the grind 247 maka owu isam Akponam na phone Kita mna hussle Mbute ike anyi aluo Mbute ike anyi aluo Akponam na phone Kita mna hussle Mbute ike anyi akuo Ihe na aku bu hussle o clock on god Ihe na aku bu hussle o clock no cap Ihe na aku bu hussle o clock on god Ihe na aku bu hussle o clock K'ihe n'aku Ihe na aku bu hussle o clock K'ihe n'aku hussle o clock (On god) No time to waste time dey run ka temple run (Ebeleadiloya) Take time but don't waste time Android ana eme facetime Anyi fu police sign anyi ewelia by U turn Hussle hussle akwa maka ndi be unu Hussle ka I.G giveaway hapuzia ndi bee unu 10pm inakpugo 10am itetego Time hussle o clock k'iji agwa ndi mmadu kachifo Mga e loosewu everything mana mma luzunwu hope Wety go be go be archbishop abulo pope Abulom afia mana umu iyoo n'asi mdi dope Ihe meelu mji amulu anya n'ina aralu ula bu dough Ebe msi bia emechi go okada ina ebu passenger (Onitsha) Ebe msi bia wety matter the most na paper (Otu nkwo) Akponam na phone Kita mna hussle Mbute ike anyi aluo Mbute ike anyi aluo Akponam na phone Kita mna hussle Mbute ike anyi akuo Ihe na aku bu hussle o clock on god Ihe na aku bu hussle o clock no cap Ihe na aku bu hussle o clock on god Ihe na aku bu hussle o clock Aiiiiii TIDINZ K'ihe n'aku Ihe na aku bu hussle o clock Abialu Mu ebe ah E make friends Nwanne ife e bialu bia e make bukwa Ego Osokwa gi agbo na Mbo Yetumu Yetumu o yakwa ka eji bute Ego Asimu My woman na aga Atulu ya container na onwete the Ego Osi so Nwanne bill e nye ya Bu Aka abuo mana ona ga chalu akuko Mu nwe cholu mu Aka Ato E na ajumu ihe na Aku okwa Hussle o clock Ebe E cho E nuo bu On top Anya Abani amulu melu anyi ji ebulu Afia na Stock Afunu Bi Mu gi na Bank Nwanne e fu bu na Club Nwanne Asina IkoMu Ejugu e nwe ji gute another cup Nwanne Onye Na Ejelu ego ana Akpu Mmadu court Nwa Afa gi abulu Jonathan E na Eche goodluck Ibegi na Eme giveaway Nwanne e passa na acho give away Obuna Gods time bu the best mga Zuu watch di na Church Ama Get Mine Get Mine Asa simu k'my sign E si na Dollar sign Abulumu engine oka but soso ihe e ma bu grind Errytime Anytime Mnachupadiya no time Nwanne Ogini Gbasara Snow E daa n'ime Abakpa Nwanne Okwa Onye Nwelu Ego bu ihe na eme Nganga Eli Onye Nganga Agba ya Onye mgbu Nwanne E bu onye Mgbu Go and hussle Ejilu Biye Mu Biye mu abulu Ogalaya Egote my Watch K'ihe Na Aku Hussle oClock Anyi Alucha matter E nye my Cut Abia lu mu ebe ka anyi ko akuku mike ejiaha Nyem ego Mu before asi na Owu gi bu my fault Obulukwa Onye buozo gbawa mbo na Abata Mbo Mana obulu na E gbulu mbu nwa ebele Mu emelu mma gi Even Ma Mpa gi Afor ga Asa gi Nwanne Obulu na Ejelu ego Ncha Owu ga Asa gi Akponam na phone Kita mna hussle Mbute ike anyi aluo Mbute ike anyi aluo Akponam na phone Kita mna hussle Mbute ike anyi Ihe na aku bu hussle o clock On god Ihe na aku bu hussle o clock No cap Ihe na aku bu hussle o clock On god Ihe na aku bu hussle o clock K'ihe n'aku Ihe na aku bu hussle o clock To whom afia is given lighter is expected Jeriq
Writer(s): Jeriq Cartel Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out