album cover
Chupadia
25.296
Music
Chupadia è stato pubblicato il 5 marzo 2021 da Penthauze come parte dell'album Chupadia - Single
album cover
Data di uscita5 marzo 2021
EtichettaPenthauze
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia
BPM120

Video musicale

Video musicale

Crediti

PERFORMING ARTISTS
Nuno Zigi
Nuno Zigi
Performer
Phyno
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
chibuzo azubuike
chibuzo azubuike
Composer
ayadinuno obiora
ayadinuno obiora
Composer

Testi

Beat by Leo
Okolọbịa ọbụna akpatarọọ ego bụ jonsing melụ ya
Zigi, raa
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Ezege nọ here by the way, nwanne
Aii
January to December, mụ eburọọ ride bata (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
My silver spoon fulu efu, mụ e-pick-terọọ ya (Kee ife m ga-akọlụ my mom?)
Four years for UNIZIK, m wenata sọ degree (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
Kee ife m ga- (Kee ife m ga-akọlụ my mom?)
Kee ife m ga- (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
Ya ka m ji chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa, chụpadịa (Chụpadịa)
Nwanne, chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa, chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o zuu phone m (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o zuu phone m (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o tichaa gold m (Chụpadịa)
(Chụpadịa, chụpadịa)
I don generate remita make I pay back
For the love i nyelụ m way back
Egotee m hollandaise on my way back
Ị malị ya, ị pasa na my Maybach
Nne m, akụụ m hustle
Ụbịam bụ ezigbo nsogbu, make I solve the puzzle
M jesịa, gbalụ aka, kee ihe m ga-akọ?
Ọ gbajuo dọlụ, nnwa, kee onye m ga-akpọ?
Ego a bụlụ my size, oversize bụ size mụ
Achọọ m ibu convoy with guys guys mụ
Fix-ie my eyes on the prize ka m nọ ọlụ INEC, nnwa, onu m bụ sọ ice eyes mụ
Mummy, ife ọbụna ị chọọ, ọ dị ya
Money pasa, ihe ị chọọ, order
Offset-ie your bills ka di Cardi B
Ọya gwa nleka say e go be
January to December, mụ eburọọ ride bata (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
My silver spoon fulu efu, mụ e-pick-terọọ ya (Kee ife m ga-akọlụ my mom?)
Four years for UNIZIK, m wenata sọ degree (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
Kee ife m ga- (Kee ife m ga-akọlụ my mom?)
Kee ife m ga- (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
Ya ka m ji chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa, chụpadịa (Chụpadịa)
Nwanne, chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa, chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o zuu phone m (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o zuu phone m (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o tichaa gold m (Chụpadịa)
(Chụpadịa, chụpadịa)
Yeah, this money bata, m ga-akpọ olili
Chukwu ekwena ka ọlụ m gwuo mmili
Ibu m bu bunyelụ m isi okiti
Kedụ mgbe m ga-ekonụkọ the whole city?
Ị gaa amapụ iru ọgụ, welụ obi gị
Nnwa, ị na-adọnye arụ, ị na-ezelụ isi gị
Ma ọọ, ụgbọ atụrapụ m n'isi mmili
Ka m nọgide jụba Chukwu Nna ọọ gịnị
Maka ọ kọọnụ m, kedu ife m ga-akọlụ mma anyị?
Kedụ ife m ga-akọlụ ndị be anyị?
Ụwa lụkaa m, afịa m tipịa, ha achụnaa m
Order m Uber ka o bunaa m
M chụpagide ha, nwoke ezu ike
Maka onye a na-akwanyelụ ugwu bụ onye ji ife
As I dey hustle, ife sikwuo ike
Mụnwa abanye obodo Oyibo, je bute ife
Maka from January to December, we dey the matter (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
Ka a na-etu m nnwa bulu ebu, upon na m bụ lekpa (Kee ife m ga-akọlụ my mom?)
Sị na m bichalụ away, welụ sọ asset nata (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
Kee ife m ga- (Kee ife m ga-akọlụ my mom?)
Kee ife m ga- (Kee ife m ga-akọlụ my mother?)
Ya ka m ji chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa, chụpadịa (Chụpadịa)
Nwanne, chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa, chụpadịa (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o zuu phone m (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o zuu phone m (Chụpadịa)
Chụpadịa ka o tichaa gold m (Chụpadịa)
(Chụpadịa, chụpadịa)
Extraordinaire
Written by: ayadinuno obiora, chibuzo azubuike
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...