Video musicale
Video musicale
Crediti
PERFORMING ARTISTS
Achara Man
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Dbigswish
Songwriter
Obinna Okoro
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Dbigswish
Producer
Testi
Country five eeeh! It\'s your boy Achara Man eeh
Big switch on the beat eeh! It\'s the Jewel of the east
Nwanne ekwere wo\'m oo! Amara wo\'m oo
Amara Chineke agaghi ekwe ka ihere mee m
Amara Chineke agaghi ekwe ka ihere mee m
Oh na ututu ka ihere mee m
An anyasi ka ihere mee m
Ah eh Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
I wear Gucci and Prada
But I remember the days
Ha na asikwa we dey crazy
Oge anyi na ejikwa ukwu aga
And now call me don dada
Lee nwanne nwoke dikwa sharp,
Nwoke dikwa ezigbo sharp
Nwoke di ka Larry gaga
I got the city going gaga
Maka anyi na akpata billi
Anyi na erikwe na billi
You fi call me Jowizazaa
Anyi kugha akugha dika anyinwa wu elekere.
Anyi bata obodo edere
Chukwu na kwa aza\'m ekpere
Osi ngongo bere ebere
Anyi akwoligo nu eje awele dika ugbo ekere
Anyi na efe na bundle topu rubber band ya
Roll the carpet Maka odogwu aladiya
Nwanne ekwere wo\'m oo! Amara wo\'m oo
Amara Chineke agaghi ekwe ka ihere mee m
Amara Chineke agaghi ekwe ka ihere mee m
Oh na ututu ka ihere mee m
An anyasi ka ihere mee m
Ah eh Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Wake up in the morning
With a testimony
Nowadays akpoziem na phone nwanne enyem money
Wake up in the morning
With a testimony
Nowadays akpoziem an phone ha na akwunyerem money
Lee nwanne ihe\'m na eme igagh eme liya
Ije m jere igagh eje liya
Ayiyo\'m yoro igaghi ayo liya
Ekpere m kpere igagh ekpe liya
Mana Chukwuzara\'m na ikpeazu
Ahia mu na ere na azuazu
Zere kwa m for mpiawa azu
Anaghi\'m anozi na oche azu
Ichie Pablo, Pablo Escobar
Ya ka ha na etu\'m ma mu maputa na Ranger over
Nwanne ekwere wo\'m oo! Amara wo\'m oo
Amara Chineke agaghi ekwe ka ihere mee m
Amara Chineke agaghi ekwe ka ihere mee m
Oh na ututu ka ihere mee m
An anyasi ka ihere mee m
Ah eh Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Ebudon. Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Mune vintage. Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Akunaesiobike Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Ogemdi ogidi Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
NwakaNwa. Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Prophet Ikenna. Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Uzy obata ulo adima. Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Jide Ofor Ofor Japan . Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Ka ihere mee m ka ihere mee m oo, Ah eh Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Bright Echefu. Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Chidi Ojinere. Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Zubby Michael Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Kanayo kanayo. Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Kelechi iheanacho Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Ned Okonkwo
Obi Cubana Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Sojarex Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Kinghans pot of Africa Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Ka ihere mee m. Ka ihere mee m oo
Ah eh Amara Chineke agagh ekwe ka ihere mee m
Written by: Dbigswish, Obinna Okoro


