Crediti
PERFORMING ARTISTS
Chinaza Ada Igbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chinaza Ada Igbo
Songwriter
Testi
Nne, nne o
Ezenwaanyị mmiri, ee
Nne ọra, mama Africa
Ude gị na-ede oo, ee
Nne, nne o
Ezenwaanyị mmiri, ee
Nne ọra, oshimiri ata ata
Me, I dey hail oh (Mmiri ọma)
Nne, nne o (Nne ọma)
Amara gị wụsanụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne o (Nne ọma)
Ebube gị dubenụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne o (Nne ọma)
Amara gị wụsanụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne, nne o (Nne ọma)
Ebube gị dubenụ m o (Mmiri ọma)
Mmiri kara aka oo
Mmiri na-agwọ ọrịa ee
Mmiri na-asachapụ ihe ruru unyi
Ọ dị ọcha ee
Water is life
Mmiri bụ great healer
Water dey wash anything wey dirty, so clean
Some de cast and bind Mamiwater oh
But, when them thirsty, them drink water oh
When they want to do their baptism
Na for inside water oh, ey
Why you de cast and bind?
When you can't do without water oh?
Who go deny them say
"Water get en power, life"?
Amara dị n'oshimiri
Ike dị n'oshimiri
Amara dị n'oshimiri
Onye ọ wụsara, o nwere onwe ya
Amara dị n'oshimiri
Ebube dị n'oshimiri lee
Amara dị n'oke oshimiri
Onye ṅụrụ ya, o nwere onwe ya
Nne, nne o (Nne ọma)
Amara gị wụsanụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne o (Nne ọma)
Ebube gị dubenụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne o (Nne ọma)
Amara gị wụsanụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne, nne o (Nne ọma)
Ebube gị dubenụ m o (Mmiri ọma)
Oshimiri lee oo
Ebube gị juru ebe niile (Mmiri ọma)
Ala Ụmụeke ibe m saa
Anyị dị akpọ wa eze (Mmiri ọma)
N'ụfọdu obodo lee
Ọ kwa gị bụ Ụrashị? (Mmiri ọma)
A bịa n'ọtụtụ obodo n'ala Imo
Ọ kwa gị bụ Njaba (Mmiri ọma)
Mmiri Ajali n'Ezeagu o
N'Enugu o (Mmiri ọma)
Ngalị dị igwe, oke ngele
Mmụọ na-apụ apụ oo (Mmiri ọma)
Ife ogbugbu ewu, agbara mmiri m ji eje o
Oke mmiri oo (Mmiri ọma)
Iyi Ogwugwu, Idemmili o
Ekwurọ o (Mmiri ọma)
Iyi Achara o, Iyi Ogidi o
Evu Item (Nne ọma)
Mmiri lọlọ oo, ezenwaanyị obi ọma o (Mmiri ọma)
Iyi Ọla o, Iyi Eke, iyi ọma o (Mmiri ọma)
Mmiri Atama o, Ogbuọha
Ikwu Eze Eziama o (Mmiri ọma)
Why you de cast and bind?
When you can't do without water oh?
Who go deny them say
"Water get en power o, life"?
Amara dị n'oshimiri
Ike dị n'oshimiri
Amara dị n'oshimiri
Onye ọ wụsara, o nwere onwe ya
Amara dị n'oshimiri
Ebube dị n'oshimiri lee
Amara dị n'oke oshimiri
Onye ṅụrụ ya, o nwere onwe ya
Nne, nne o
Ezenwaanyị mmiri mụ o, ai
Nne ọra, mama Africa
Ndị Igbo na-ekele o, nne
Nne, nne o
Ezenwaanyị mmiri mụ o, ai
Nne ọra, oshimiri ata ata
Me, I de hail oh, ai
Nne, nne, nne o (Nne ọma)
Amara gị wụsanụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne o (Nne ọma)
Ebube gị dubenụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne o (Nne ọma)
Amara gị wụsanụ m o (Mmiri ọma)
Nne, nne, nne o (Nne ọma)
Ebube gị dubenụ m o (Mmiri ọma)
Written by: Chinaza Ada Igbo

