album cover
Ibu Jehovah
1111
Christian & Gospel
Ibu Jehovah è stato pubblicato il 10 settembre 2021 da Mayvibe Limited come parte dell'album Ibu Jehovah - Single
album cover
Data di uscita10 settembre 2021
EtichettaMayvibe Limited
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia
BPM160

Testi

Ebube gị n\'eru ka osimiri
Gị onye mmuo ọjọ n\'anụ olu ya
Igwe
Igwe
Gị onye kere igwe ke ụwa
Amama amasi amasi
Nkume ji ịsị ndum ọ
Onye ọma
Idi elu
Idi elu oh oh
Ahahahahaha
Ọji ọbara akpọ nwa na afọ
Anya n\'ele ụwa
Anya n\'ele ụwa
Hmmmmmmmmmmm
Anya anyi ihuru ịdinma gị
Ikpere anyị na ekpe n\'ala
Akpata oyi wu anyị n\'ahụ
Anyị we ma kwa jijiji
Chi kere ihe nile
Enweghị onye kere ya
I zụrụ oke na ihe nile
Ma muo na ihe
Ahahahahaha
Ahahahahaha
Onye kere igwe ke ụwa
Hmmmmmmmmmmmm
How great are God\'s riches?
How deep are his wisdom and knowledge?
Who can explain his decisions?
Who can understand his ways?
Jehovah omere ebere
Ibu Jehova nke na adịghị agbanwe
Ibu Jehova nke na enweghị obi ọjọ
Ibu Jehova ọdighi onye dika gị
Ibu Jehova rụọ echi
Ibu Jehova igwe na achị igwe nile
Ibu Jehova nke na adịghị gba ọsọ
N\'ime mkpa gbụ ina anọ ụmụ gị nsó
Ibu Jehova rụọ echi
Mmadụ ga ekwe nkwa agba ọsọ
Mmadụ ga ekwe nkwa ya ezo
Ahahahahaha
Ibu Jehova ọdighi onye dika gị
Ibu Jehova rụọ echi
Mmadụ na agha agha
Mmadụ na ekwe nkwa okwu ụgha
Mmadụ na agha agha
Mmadụ na ekwe nkwa ya ezo
Ibu Jehova ọdighi onye dika gị
Ibu Jehova rụọ echi
Mmadụ na agha agha
Mmadụ na ekwe nkwa okwu ụgha
Mmadụ na agha agha
Mmadụ na ekwe nkwa ya nwụọ
Ibu Jehova ọdighi onye dika gị
Ibu Jehova rụọ echi
Written by: Agbaeze, The Dynamites
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...