album cover
10 Men
album cover
10 Men è stato pubblicato il 23 ottobre 2022 da Afrobeats Distro come parte dell'album 10 Men - Single
23 ottobre 2022
EtichettaAfrobeats Distro
LinguaEnglish
BPM
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Video musicale

Video musicale

Testi

E need-ii m 10 men (Mass Server)
10 men ji ụka tested
10 men ma ife a na-alụ
N'ime mmụọ adaa eme ebele
10 men nwee harsh voice, na-a-confront ndị iro
10 men na-anụ ọkụ
Ọ kwa ị bụ nwa amoosu?
Backstabbing for the paper
M na-akpa mkpa for the cheddar
Abụ m nwa Chukwu
Kpaa nkata, guy, e shatter
Kpaa nkata, nwanne, ọọ fire
Ọ kwa ị bụ nwa amoosu?
Backstabbing for the paper
M na-akpa mkpa for the cheddar
Abụ m nwa Chukwu
Kpaa nkata, guy, e shatter
Kpaa nkata, nwanne, ọọ fire
All your gam gam gam, nwanne, o rijurọọ afọ (Empty threats)
All your eke, orie, afọ, nkwọ
All your plotting to stop me from my rocking
Echefuna, enwee m Preto crypto
I nwee your share, yet ị na-achọ nke onye ọzọ
Ị taa your bread, yet ị na-ene nke onye ọzọ
Ọchọngongo, amoosu nwee akpịrị ogolo (Si ebe a pụọ!)
Enyi mere enyi, jee ka i jee sobe ndị okporo
Ife a wee m oke iwe, m tinye arụ ogbe gị, ndị be unu, I don't care
Ife a chee m oke uche, m mụlụ anya abalị, kpọkuo gị n'aka nsọ
Gị na onye na-eme ife ogiri? (Ama m gị?)
Gị na Onye na-eme ife omimi?
Abụ m nwa Chukwu
Bịa diọkpa, asị m ka m jụọ
Ọ kwa ị bụ nwa amoosu?
Backstabbing for the paper
M na-akpa mkpa for the cheddar
Abụ m nwa Chukwu
Kpaa nkata, guy, e shatter
Kpaa nkata, nwanne, ọọ fire
Ọ kwa ị bụ nwa amoosu?
Backstabbing for the paper
M na-akpa mkpa for the cheddar
Abụ m nwa Chukwu
Kpaa nkata, guy, e shatter
Kpaa nkata, nwanne, ọọ fire
Vum ka statement
Ọ sọ gị jee ebe ị na-e-hate
Ọ sọ gị gaa ebe ị na-e-shade
Ọ sọ gị chọọ, chọọ, chọọ
Hmm, i kote, haa m aka
Ọ kwa ị bụ nwa amoosu?
Backstabbing for the paper
M na-akpa mkpa for the cheddar
Abụ m nwa Chukwu
Kpaa nkata, guy, e shatter
Kpaa nkata, nwanne, ọọ fire
Ọ kwa ị bụ nwa amoosu?
Backstabbing for the paper
M na-akpa mkpa for the cheddar
Abụ m nwa Chukwu
Kpaa nkata, guy, e shatter
Kpaa nkata, nwanne, ọọ fire
Remember we don't ignore business conversation, nwanne
Success Music
Success Exchange, Nwanne, Success Exchange!
Kpaa nkata, nwanne, ọọ fire
Written by: Highstarlavista, Preto
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...