album cover
Blessed Sinner
36.221
Hip-Hop/Rap
Blessed Sinner è stato pubblicato il 9 giugno 2023 da GBC Records come parte dell'album THE PAPER CHASERS
album cover
Data di uscita9 giugno 2023
EtichettaGBC Records
LinguaEnglish
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia
BPM

Testi

Rord
Kelly the bad, Kelly the bad man (Bad man)
O nwelọọ
Woah
Adịrọọ mụ mma, chaa chaa chaa chaa chaa
Ọ bụ onye ka m bụ? Onye mmehie dị ka mụ
Son of a nobody mana ngọzi Chukwu julu m alụ
Ajụna ese ọzọ, abụgo m ihe Chukwu sị na m ga-abụ
Ekene kene nnwa be Okoye, onye obodo, afịa anyị ga na-azụ
Ọ bụ onye ka m bụ? Onye mmehie dị ka mụ
Son of a nobody mana ngọzi Chukwu julu m alụ
Ajụna ese ọzọ, abụgo m ihe Chukwu sị na m ga-abụ
Ekene kene nnwa be Okoye, onye obodo, afịa anyị ga na-azụ
My boat is moving, ụsụ enwerọọ ọnụ
Men pasa na outside apịacha ọlụ
Agbanarịgo m ogbenye ọnụ ntụ
Ị ma na-adịị ewele ọga iwe ọkụ
Adị m obele chụba mgbada
Na-achụ ya, na-ayọ for amara
I nyee m egbe sị m agbana?
Mana ị ma nwoke abụlọọ akara
Kịtaa, m bata mmemme a na-eme
Ndị ilo m anọrọ na-ebe
Ebe matter ego ka m na-eje
Ka ugo, efe ka m na-efe
Ebe a sị sị ejena ka anyị na-eje
Ife a sị sị emena ka m na-eme
Asa ndị jụlụ ajụ, ha ga-ekwe
O sie ike ọ kwa ekpere ka m ga-ekpe
Ọ gbajuo dọrọ, m kpọba Ọbata Obie
Ọ bụ onye ka m bụ? Onye mmehie dị ka mụ
Son of a nobody mana ngọzi Chukwu julu m alụ
Ajụna ese ọzọ, abụgo m ihe Chukwu sị na m ga-abụ
Ekene kene nnwa be Okoye, onye obodo, afịa anyị ga na-azụ
Ọ bụ onye ka m bụ? Onye mmehie dị ka mụ
Son of a nobody mana ngọzi Chukwu julu m alụ
Ajụna ese ọzọ, abụgo m ihe Chukwu sị na m ga-abụ
Ekene kene nnwa be Okoye, onye obodo, afịa anyị ga na-azụ
As money finish, my babe come dey dramatic
You know say I no be bandit, I just dey preach gospel for street
I dey move kulee, no traffic
No dey do legbelegbe like Isaac
I never get too much money shaa, but the one wey dey mama go manage it
Ọya gee ntị, early Monday morning (Early Monday morning)
Crediting time (Crediting time)
Ị sị na o nwere ka ọ dị? (Ị sị na o nwere ka ọ dị?)
Mana enwerọọ m time
Who God don bless, no man can cause
I'm a winner, by fire by force
Nwoke kụga large, anọ m on soft
Chi m so m aga, how I go lost?
Ọ bụ onye ka m bụ? Onye mmehie dị ka mụ
Son of a nobody mana ngọzi Chukwu julu m alụ
Ajụna ese ọzọ, abụgo m ihe Chukwu sị na m ga-abụ
Ekene kene nnwa be Okoye, onye obodo, afịa anyị ga na-azụ
Ọ bụ onye ka m bụ? Onye mmehie dị ka mụ
Son of a nobody mana ngọzi Chukwu julu m alụ
Ajụna ese ọzọ, abụgo m ihe Chukwu sị na m ga-abụ
Ekene kene nnwa be Okoye, onye obodo, afịa anyị ga na-azụ
Rord
Kelly the bad, Kelly the bad man
GBC
Written by: Anih Elijah
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...