Amara
151.395
Hip-Hop/Rap
Amara è stato pubblicato il 9 giugno 2023 da GBC Records come parte dell'album THE PAPER CHASERS
Più popolariUltimi 7 giorni
00:15 - 00:20
Amara è stata scoperta più frequentemente a circa 15 secondi dall'inizio la canzone durante la settimana passata
00:00
00:15
00:40
00:45
00:50
01:00
01:05
01:20
01:35
01:45
01:55
02:00
02:10
00:00
02:24
Crediti
PERFORMING ARTISTS
Rord kelly
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Anih Elijah
Songwriter
Testi
[Intro]
GBC Records
Rord
Nkwa knack-knack-knack
[PreChorus]
Nwa, ọkwa inwee ya (Ọkwa inwee ya)
Kpọtuonu ụbọ ka m kpọọ (Kputuonu ụbọ ka m kpọọ)
Nkata anyị kpala akpa (Nkata anyi kpala akpa)
Ịbịa chọzie ka a yọba gị ayọọ (Ịchọzie ka a yọba gị ayọọ)
Mana anyị bido kịta ọpụta ịwelụ aka gị tinye ya ọzọ (Tinye ya ọzọ)
A formuzina holy nwa eje, ebe Ịmakwa ka osi atọ (Ka osi atọ)
[Chorus]
Che, nwa, ebe ọ bụ na inwee yaa
Welụ ya mee ka obi dị mụ mma
Maka amara m na ị ga-eme o
Na ị ga-eme ya ka obi dị mụ mma
Amara m na ị ga-eme, na ị ga-eme ya
Ka obi dị mụ mma
Amara m na ị ga-eme, na ị ga-eme ya
Ka obi dị mụ mma
[Chorus]
Nwa, ebe ọ bụ na inwee yaa
Welụ ya mee ka obi dị mụ mma
Maka amara m na ị ga-eme o
Na ị ga-eme ya ka obi dị mụ mma
Amara m na ị ga-eme, na ị ga-eme ya
Ka obi dị mụ mma
Amara m na ị ga-eme, na ị ga-eme ya
Ka obi dị mụ mma
[Verse 1]
Ife ịdị mma dị mụ mma (Ehhh)
Alụnwa mkpụlụ mma
Mana ọbụlụ nwa onye army, m wepụ aka (Ehhh)
Maka ịgba m ose na anya
[Verse 2]
Ife ịdị mma dị mụ mma (Ehhh)
Alụnwa mkpụlụ mma
Mana ọbụlụ nwa onye army, m wepụ aka (Ehhh)
Maka ịgba m ose na anya
[Verse 3]
I want us to be 5 & 6
Walai, I no go cheat
Even ee happen, e no go repeat
Carry my phone and seize
[Verse 4]
I want us to be 5 & 6
Walai, I no go cheat
Even ee happen, e no go repeat
Carry my phone and seize
[PreChorus]
Nwa, ọkwa inwee ya (Ọkwa inwee ya)
Kpọtuonu ụbọ ka m kpọọ (Kputuonu ụbọ ka m kpọọ)
Nkata anyị kpala akpa (Nkata anyi kpala akpa)
Ịbịa chọzie ka a yọba gị ayọọ (Ịchọzie ka a yọba gị ayọọ)
Mana anyị bido kịta ọpụta ịwelụ aka gị tinye ya ọzọ (Tinye ya ọzọ)
A formuzina holy nwa eje, ebe Ịmakwa ka osi atọ (Ka osi atọ)
[Chorus]
Nwa, ebe ọ bụ na inwee yaa
Welụ ya mee ka obi dị mụ mma
Maka amara m na ị ga-eme o
Na ị ga-eme ya ka obi dị mụ mma
Amara m na ị ga-eme, na ị ga-eme ya
Ka obi dị mụ mma
Amara m na ị ga-eme, na ị ga-eme ya
Ka obi dị mụ mma
[Chorus]
Nwa, ebe ọ bụ na inwee yaa
Welụ ya mee ka obi dị mụ mma
Maka amara m na ị ga-eme o
Na ị ga-eme ya ka obi dị mụ mma
Amara m na ị ga-eme, na ị ga-eme ya
Ka obi dị mụ mma
Amara m na ị ga-eme, na ị ga-eme ya
Ka obi dị mụ mma
[Refrain]
Ehenn, e don burst
E don burst
E don open, ahh
E don burst
[Refrain]
E don burst
E don burst
E don open, ahh
E don burst
[Refrain]
E don burst
E don burst
E don open, ahh
E don burst
[Refrain]
E don burst
E don burst
E don open, ahh
E don burst
[Outro]
O-Omepego, o-omepego
Written by: Anih Elijah

