album cover
Ego
album cover
Ego è stato pubblicato il 10 novembre 2023 da Umu Obiligbo global come parte dell'album Legacy
AlbumLegacy
10 novembre 2023
EtichettaUmu Obiligbo global
BPM162
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Testi

[Chorus]
Money is not everything, ọ bụ gị na onye?
Money is not everything, ọ bụ gị na-ekwu?
Ịsị na ego abụlọ ife niine, ọ bụ onye gwaa gị?
Ịsị na ego abụlọ ife niine, ọ bụ gị na onye? Ahn
Iye ee, ahn
[Refrain]
Ụwa tọlụ ụtọ bụ ego
(Ego)
Anyị nọ n'ilo
(Ego)
N'ibulu asa
(Ego)
N'igolo ụgbọala ego
(Ego)
Nsọpụlụ ga-adị
(Bụ ego)
N'inwelụ conne
(Bụ ego)
Ife niine bụ ego
(Bụ ego)
Ego amaka
(Aaa)
[Verse 1]
Poverty no get friend oo, e no dey relationship
Hunger no get friend oo,e no dey relationship
Ọgaranya mebe ife, ndị mmadụ, ụmụ ụwa akalịa
Ọgaranya chịba ọzọọ, ụmụ mmadụ, nid ụwa akalịa
[Chorus]
Money is not everything, ọ bụ gị na onye?
Money is not everything, ọ bụ gị na-ekwu?
Ịsị na ego abụlọ ife niine, ọ bụ onye gwaa gị?
Ịsị na ego abụlọ ife niine, ọ bụ gị na onye?
[Refrain]
Ego amaka kwa
(Ahaa)
Ego dị ụtọ
(Ahaa)
Ego amaka kwa
(Ahaa)
Ego dị ụtọ, iyaaa
(Ahaa)
[Verse 2]
Poverty don make our girls dey date their papa age mate
Hunger don make our boys dey date their mama age mate
Ewepụ Chukwu, ewepụ ndụ ọzọ bụ ego
[Chorus]
Money is not everything, ọ bụ gị na onye?
Money is not everything, ọ bụ gị na-ekwu?
Ịsị na ego abụlọ ife niine, ọ bụ onye gwaa gị?
Ịsị na ego abụlọ ife niine, ọ bụ gị na onye? ah
Iye ee, ahn
Written by: Obiligbo Ebuka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...