album cover
Grateful
album cover
00:00
00:10
00:30
00:45
00:50
01:05
01:30
01:35
01:50
02:00
02:05
02:35
00:00
02:48
Ultimi 7 giorni
Grateful è stata scoperta più frequentemente a circa 1 minuti and 30 secondi dall'inizio la canzone durante la settimana passata

Testi

[Intro]
Ọdịa
Kola
Boy
[Chorus]
Some have food but cannot eat
Some can eat but have no food
We have food and we can eat
Glory be to God, amen
[Verse 1]
Seh, Chukwu Okike Abịama
Ekenee m gị for ihe I mee
Afịa anyị kechiri n'ime Okpoko back then, kịtaa nezie ebe o ree
Nee Chukwunọnso na-akpabu iron, heh
Kịtaa ọ na-egozi ana
Built a crib for my mum, sị ya manage-wa nke a, emechaa na m ka na-abịa
Funny how we made money na-atụ ụjọ ikwu ya maka ị ma nwoke adịị etonụ ọnụ
At my early my 20s, emego m ihe m ma na ndị ọgbọ m ama mmenwu
Adịrọọzi m scared of failing, because ọ maa m arụ
They say why you no dey too show lifestyle? M sị ha na ọọ maka afịa m ka na-azụ
Write down my goals, eh
We don't rise and boast, eh
Ekwensu na-achọ ịgbaju net m, keeper atọ na my post
Diọkpa cut down your coat
Don't sell your soul
Ama m na ọgbọ ọgụ dị tight but never forget, never forget, seh
[Chorus]
Some have food but cannot eat (Otu a)
Some can eat but have no food (Ije)
We have food and we can eat (Seh)
Glory be (Seh) to God, amen
[Verse 2]
Seh, seh, n'ime Okpoko ka m too, Chidịebere Street
Side nke Ọkụda, anyị gote afịa ngwọrọ, adịị enye receipt
My mumsy rere afịa n'ụwa mgbede (Otu a)
Ofeakwụ ka ọ na-erebu (Ije)
Men nọbu n'ogbe echebu God's plan, result ka anyị na-echebu
N'ime Okpoko then, ị fụ ọsụkọọsụ
Ọ bụrọọ match, mana men na-akpọ scores
E kpoo gị akantị through to God
You go down like who dey pray to God
Men passabu achọ ike Penticost
Cyber-cafe mgbe ahụ ekwentị cost
We can't hear you, our abụ ntị burst
Mgbada kwụọ ụgwọ, i-change-ie your dafault, seh
Married the game, na ọ kpọ m gaa altar, jụọ m way, m sị ya "Yes, I do"
Kịtaa ọọ zi five star hotels, manager m manụ na-a-like m pool-side view
Mpa Ebuka gwaa mụ my talent ga-e-fade out ka obi aṅụrị who buy shoe
Last time m fụrụ ya na Mogambo, whine-ịa down, ọ na-erezi two by two, seh
[Chorus]
Some have food but cannot eat (Ebere m emegbuo ya)
Some can eat but have no food
We have food and we can eat
Glory be to God, amen
[Chorus]
Some have food but cannot eat
Some can eat but have no food
We have food and we can eat
Glory be to God, amen
Written by: Nwodo Victor Chinonso, Uzodinma Onyedikachi Thompson

Loading...