album cover
Champion
album cover
Champion è stato pubblicato il 21 novembre 2024 da Five Star Music come parte dell'album Champion - Single
Released21 novembre 2024
EtichettaFive Star Music
BPM
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Video musicale

Video musicale

Testi

[Intro]
Lee anya, oga
By sekwese
By bobosuwa
By kumkum
By isi aja
On action oga
One one leg
Ihe a na-eme bụ ihe ọgwụ egwu
Kcee agwọgọ ọgwụ egwu, oga
Eeh heeeeeeeeeeeee
Ebelebe egbuenụ ooo
[Chorus]
Anywhere we dey, we dey champion
E dey be them like film trick
Anywhere we go, we dey champion oh
Dem no dey fit to resist
(Hands down)
We dey dribble like Jay-Jay, ahhh
We dey score like Osimhen
Even when dem wan show me shege, ahhh
We go use abidoshaker
Aha-aa aaa, ah-ha-haa
Counting my blessings like one, two, three
Ehe-ee-eee, eh-eh-eeh
Counting my blessings like one, two, three
[Refrain]
Egwu anyị bụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Egwu anyị bụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Ụmụ Igbo wụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Egwu anyị bụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Emoney, "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Theresa Onuorah, "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Masterkraft wụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Badman kcee wụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
[Bridge]
Eeh heeeeeeeeeeeee
Ebelebe egbenụ ooo
Na Chi egwu agbanụ ooo
Eeh heeeeeeeeeeeee
Ebelebe egbuenụ ooo
Na Chi egwu agbanụ ooo
By sekerewo
[Verse 1]
Nwata bụnụ mmụọnwụ anyị ụzọ kpọba owe ya
Otua ka ọ na gị dike oje mba enwe ilo
Ọ dị nwata na egwuregwu, oji nkpata
Oje mba agwa
Ọ ka sị mma na ọ bụ okwu, ya pụta
Chi nke m wee gbanụ oo
Bịakenụ na Chi egwu agbanụ ooo
Oge eruwo oje mba enwe ilo
Ifụgonụ, oge egwu erole
Anyị ga-ejewe jewe oje mba enwe ilo
Ịmatago oge Chi ji aka mma o
Anyị ga-ejewe jewe oje mba enwe ilo
Bịakenụ na Chie ete go nuo
Oge erugo ooo
[Chorus]
Anywhere we dey, we dey champion
E dey be them like film trick
Anywhere we go, we dey champion oh
Dem no dey fit to resist
(Hands down)
We dey dribble like Jay-Jay, ahhh
We dey score like Osimhen
Even when dem wan show me shege, ahhh
We go use abidoshaker
Aha-aa aaa, ah-ha-haa
Counting my blessings like one, two, three
Ehe-ee-eee, eh-eh-eeh
Counting my blessings like one, two, three
[Refrain]
Egwu anyị bụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Egwu anyị bụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Ụmụ Igbo wụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Egwu anyị bụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Emoney, "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Theresa Onuorah, "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Masterkraft wụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Badman kcee wụ "oje mba enwe ilo" (Hmmmmh)
Written by: Chia Orseer John, Kingsley “KCEE’ Okonkwo, Sunday Ginikachukwu Nweke, Theresa Onuorah
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...