album cover
Merrily
2938
Hip-Hop/Rap
Merrily è stato pubblicato il 28 marzo 2025 da Thugbloc come parte dell'album The Fellowship Vol 3
album cover
Data di uscita28 marzo 2025
EtichettaThugbloc
LinguaEnglish
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia
BPM69

Video musicale

Video musicale

Testi

I wana shame d devil
I wana change my level
Kanyi sebe aribo
with God it’s able
Nwanne Ogbanje juo na street
Godforbid
This life you see is not for me
Anyi ga n’akwo ma egwusi
Anyi kpo na aka
Till anyi racha oroma
Merrily merrily merrily
Anyi ga n’apiaka
ka ukwa achina aka
Akwa ka okuma
Merrily merrily merrily
Anyi ga n’akwo ma egwusi
Anyi kpo na aka
Till anyi racha oroma
Merrily merrily merrily
Anyi ga na apiaka
ka ukwa achina aka
Akwa ka okuma
Merrily merrily merrily
I’m cruising in a lambo
Just imagine
I’m on vacay locay ime safari
All thanks to God
Aboy don make it out the hood
Che your turn aboy
Focus and just be good
Na Gbo
Na Gbo ka oru anyi bidoro
Ife akozi maka m erika abobi
Mgba niile o kam kwusi egwu
Uchichi biara mana Ihe kara Obi
Otite mmanu m otokariri nkwu elu
Anyi ga n’akwo ma egwusi
Anyi kpo na aka
Till anyi racha oroma
Merilly merily merily
Anyi ga na apiaka
ka ukwa achina aka
Akwa ka okuma
Merilly merily merily
Anyi ga n’akwo ma egwusi
Anyi kpo na aka
Till anyi racha oroma
Merilly merily merily
Anyi ga na apiaka
ka ukwa achina aka
Akwa ka okuma
Merilly merily merily
Am golden boy
N’ime ogbe ebum ballon di or
I wan taste this funds
My bills all we go to war
I run to Top
I take them all
You know the plug
The God of war
Making Milly from a mic
Rocking Louis in the night
Topping cities hopping for a Billy
Na Gbo
Na Gbo ka oru anyi bidoro
Written by: Chiedozie Omulu Nelson
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...