album cover
Ogene
album cover
Ogene è stato pubblicato il 16 agosto 2024 da IYOO CARTEL come parte dell'album King
AlbumKing
16 agosto 2024
EtichettaIYOO CARTEL
BPM95
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Video musicale

Video musicale

Testi

[Chorus]
Ogene ebidogo
Ayamma
Nnukwu mmụọnwụ abatago
Ayamma
Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego
Ayamma
Olo-lo-lo-lo-lo-lo
Ayamma
[Chorus]
Ogene ebidogo
Ayamma
Nnukwu mmụọnwụ abatago
Ayamma
Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego
Ayamma
Olo-lo-lo-lo-lo-lo
Ayamma
[Verse 1]
Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m
Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m
Ị na-anụ akwa m na-ebe kọọ ịchọlụ ịnụ ụda egbe
Nwa selen-selense, selense
Mpa pekem-pekempe, pekempe
Nwa selen-selense, selense
Mpa pekem-pekempe, pekempe
[Refrain]
Enu ụwa nke a leee
Enu ụwa nke a leee
Enu ụwa nke a leee
Amadịọha, bịa zọpụtanụ mmadụ biko
[Refrain]
Enu ụwa nke a leee
Enu ụwa nke a leee
Enu ụwa nke a leee
Amadịọha, bịa zọpụtanụ mmadụ biko
[Verse 2]
Kama ịgakwa egbu m egbu (Ayoo)
Nyelụ ndụ m aka (Ayoo)
Nkanụ ndị be anyị (Ayoo)
Pammy udubunchi
Haala ye, ọshị ka a haala ye, shị ịhaala ye
Haala ye, ọshị ka a haala ye, shị ịhaala ye
Haala ye, ọshị na ọmalụ ete, shị haala ye, haala ye
[Chorus]
Ogene ebidogo
Ayamma
Nnukwu mmụọnwụ abatago
Ayamma
Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego
Ayamma
Olo-lo-lo-lo-lo-lo
Ayamma
[Chorus]
Ogene ebidogo
Ayamma
Nnukwu mmụọnwụ abatago
Ayamma
Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego
Ayamma
Olo-lo-lo-lo-lo-lo
Ayamma
[Verse 3]
Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m
Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m
Ị na-anụ akwa m na-ebe kọọ ịchọlụ ịnụ ụda egbe
Nwa selen-selense, selense
Mpa pekem-pekempe, pekempe
Nwa selen-selense, selense
Mpa pekem-pekempe, pekempe
[Refrain]
Ogene na-enye aṅụlị
Ogene na-enye aṅụlị
Ogene na-enye aṅụlị
Ogene na-enye aṅụlị
Onye amalọ agba okwebe na isi
Ogene na-enye aṅụlị
[Refrain]
Ogene na-enye aṅụlị
Ogene na-enye aṅụlị
Ogene na-enye aṅụlị
Ogene na-enye aṅụlị
Onye amalọ agba okwebe na isi
Ogene na-enye aṅụlị
[Bridge]
Haala ye, ọshị ka a haala ye, shị ịhaala ye
Haala ye, ọshị ka a haala ye, shị ịhaala ye
Haala ye, ọshị na ọmalụ ete, shị haala ye, haala ye
[Chorus]
Ogene ebidogo
Ayamma
Nnukwu mmụọnwụ abatago
Ayamma
Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego
Ayamma
Olo-lo-lo-lo-lo-lo
Ayamma
[Chorus]
Ogene ebidogo
Ayamma
Nnukwu mmụọnwụ abatago
Ayamma
Ịfe anyị na-achọ bụ akpa ego
Ayamma
Olo-lo-lo-lo-lo-lo
Ayamma
[Verse 4]
Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m
Welụ nwayọ na-enye m okporoko na eze adịlọkwa m
Ị na-anụ akwa m na-ebe kọọ ịchọlụ ịnụ ụda egbe
Nwa selen-selense, selense
Mpa pekem-pekempe, pekempe
Nwa selen-selense, selense
Mpa pekem-pekempe, pekempe
Written by: Ani Chukwuebuka Jeremiah, Mba Anthony
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...