album cover
Believe
In Tour
album cover
Believe è stato pubblicato il 14 novembre 2014 da 2Nite Music Group come parte dell'album Thankful
14 novembre 2014
Etichetta2Nite Music Group
BPM103
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Testi

Ọyọlima
Mr. Flavour up on the dance floor
Masterkraft on the beat
Ebe ajia, messi bọkọọ
Ebe ajịa, eh wonkon
Ha agaghị ahụm ọzọ
O kwasi ndi eze eh anagwa ya
Ana m ekene ekene, I give it all the glory
Ana m ekene ekene, hailing all the heroes
Ndi nwanyị na ndi nwoke ekene diri unu
Celebrate, dey jolie dey go, united we stand
Anyị bụ ofu, we need to come together
East and West, we need work together
North and South oh, we need to be together
No limit to what you can not change
All you need to do is just believe
No limit to what you can not change
All you need to do is just believe
Ọyọlima
(Ka anyị birima nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
Ebe eh
(Ka anyị birima nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
(Ka anyị birima nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
Ebe eh
(Ka anyị ṅụrụwa nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
(Ka anyị ṅụrụwa nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
(Ka anyị ṅụrụma nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
(Ka anyị ṅụrụma nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
(Ka anyị ṅụrụwa nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
Gwọkọọ
(Ezeugo o)
(Ezeugo nwanne) Ọyọlima
(Ya gaba)
(Ebe oh)
Brother I say no be do or die jirikene obi nwannenụ oh
Sister I say no be do or die (Jirikenenụ obi nwannenụ oh)
Ọga I say no be do or die (Jidekenenụ obi nwannenụ oh, sọfiri, sọfiri oh)
Madam, I say no be do or die (Jidekene obi nwannenụ oh)
Anyị bụ ofu, we need to come together
East and West, we need to work together
North and South oh, we need to be together
No limit to what you can not change
All you need to do is just believe
No limit to what you can not change
All you need to do is just believe
Ọyọlima
(Erima nwanne n'ụwa ri ụtọ)
Ebe eh
(Anyị ṅụrụma nwanne n'ụwa a ri ụtọ)
(Ka anyị birima nwanne n'ụwa a ri ụtọ)
(Bịa ṅụrụma nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
Sawa, ebe eh
(Ka anyị birima nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
Iyele
(Ka anyị birima nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
(Ka anyị birima nwanne n'ụwa rị ụtọ)
(Ka anyị ṅụrụma nwanne n'ụwa a rị ụtọ)
Written by: Chinedu Okoli
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...