album cover
Nwata
In Tour
album cover
Nwata è stato pubblicato il 20 luglio 2005 da 2Nite Music Group come parte dell'album N'abania
20 luglio 2005
Etichetta2Nite Music Group
BPM
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Video musicale

Video musicale

Testi

Eh, laganan
Oh, laganan
Unu afula nwata na amagbuola onwe ya
Unu afula nwata na amagbuola onwe ya
Unu afula nwata nu eh
Nwata na amagbuola onwe ya
Unu afula nwata nu eh
Nwata na amagbuola onwe ya
Ofoduzuienu ka-amara ka o si eme
Ofoduzuienu ka-amara ka o si eje
Ofoduzuienu ka-amara ife o na- alu
Ofoduzuienu ka-amara ka o si aku
Makana mama mu gwara mu si
Na ezigbo agwa bu mma nwanyi oh
A gam akporo nwata labanu na bem oh
A gam akporo nwata labanu na bem oh
A gam akporo nwata nu eh
Kporo ya laba na be mu oh
A gam akporo nwata nu eh
Kporo ya laba na be mu oh
Ofoduzuienu ka-amara ka o si eme
Ofoduzuienu ka-amara ka o si eje
Ofoduzuienu ka-amara ife o na-alu
Ofoduzuienu ka-amara ka o si aku
Makana mama mu gwara mu si
Na ezigbo agwa bu mma nwanyi oh
Makana mama mu gwara mu si
Na ezigbo agwa bu mma nwanyi oh
Nwata biko biakene soro mu ka anyi lawazia
Nwata biko biakene soro mu ka anyi kubazia
Ife nsonye, ife nsonye, ife nsonye
Soriwe nsonye
Ife mwunye, ife mwunye, ife mwunye
Soriwe nsonye
Laganon
Oh, lagonan
Unu afula nwata na amagbuola onwe ya
Unu afula nwata na amagbuola onwe ya
Unu afula nwata nu eh
Nwata na magbuona onwe ya
Unu afula nwata nu eh
Nwata na magbuona onwe ya
Ofoduzuienu ka-amara ka o si eme
Ofoduzuienu ka-amara ka o si eje
Ofoduzuienu ka-amara ife o na-alu
Ofoduzuienu ka-amara ka o si aku
Makana mama mu gwara mu si
Na ezigbo agwa bu mma nwanyi oh
A gam akporo nwata lawanu na bem oh
A gam akporo nwata labanu na bem oh
A gam akporo nwata nu eh
Kporo ya laba na be mu
A gam akporo nwata nu eh
Kporo ya laba na be mu
Ofoduzuienu ka-amara ka o si eme
Ofoduzuienu ka-amara ka o si eje
Ofoduzuienu ka-amara ife alu
Ofoduzuienu ka-amara ka o si aku
Makana mama mu gwara mu si
Na ezigbo agwa bu mma nwanyi oh
Makana mama mu gwara mu si
Na ezigbo agwa bu mma nwanyi oh
Nwata biko biakene soro mu ka anyi lawazia
Nwata biko biakene soro mu ka anyi kubazia
Ife nsonye, ife nsonye, ife nsonye
Soriwe nsonye
Ife mwunye, ife mwunye, ife mwunye
Soriwe nsonye
Ife ntinye, ife ntinye, ife ntinye
Nti ntinye
Ife nduri, ife nduri, ife nduri
Ndu nduri
Ife nsonye, ife nsonye, ife nsonye
Soriwe nsonye
Ife mwunye, ife mwunye, ife mwunye
Soriwe nsonye
Ife ntinye, ife ntinye, ife ntinye
Nti ntinye
Ife nduri, ife nduri, ife nduri
Ndu nduri
Written by: Flavour
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...