album cover
FEELING
3032
Hip-Hop/Rap
FEELING è stato pubblicato il 6 maggio 2026 da IYOO CARTEL come parte dell'album HOOD BOY DREAMS 2 - EP
album cover
Più popolari
Ultimi 7 giorni
00:45 - 00:50
FEELING è stata scoperta più frequentemente a circa 45 secondi dall'inizio la canzone durante la settimana passata
00:00
00:20
00:30
00:45
01:10
01:15
01:20
01:30
01:35
01:50
02:05
02:15
02:25
02:30
02:35
02:50
00:00
03:02

Video musicale

Video musicale

Crediti

PERFORMING ARTISTS
Jeriq
Jeriq
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ani Chukwuebuka Jeremiah
Ani Chukwuebuka Jeremiah
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Dr Jayswaarg
Dr Jayswaarg
Producer

Testi

[Intro]
Jayswarg is the new problem
Ogbe
[Verse 1]
Chukwu gbayalụm, emehiego m
Adịgo m ọcha, esewago m
Obodo dị wuu, ekwetego m
Popo tinye alụ, analigo m
Maka the mulla, olewago m
Horny for the money, conji adọgbugo m
Ndị ahụ kwulu na mụ elekago
Na-ekwuzi na the boy ebubago
Onye ọbụna get ife n'akpa ya
Nke onye metalụ obulu na-akpa ya
Ụfọdụ men anwụgo na the road
Six feet deep ebe a na-achọ gold
Amakwa m na-idilọ ele osikapa
But Chukwu tinyelụm ngọzi jara
Before ị bụlụ Pope, ị ga abụ Fada
Amara Chukwu na ndụ m gbalụ kasa
[Chorus]
Do you know the feeling of ịnọ on jamkpa?
Do you know the feeling of ịnọ on hanging?
Do you know the feeling of ịna ayọ 1 kpa?
Do you know the feeling of iji ndụ gị azụ gambling?
[Verse 2]
Imalọ na, you do not know
Never you judge wetin you no know
Things dey sup n'ime obodo
All my men dey buy motor
We still dey pray for more zeros
Cause we came from the ghetto
Drinking garri no Milo
Can't lose 'cause we came from zero
[Verse 3]
Bagging the bag security wise my selena tight
Ahead of time nwoke bụ champ ka serena nwaanyị
Bagging the bag security wise my selena tight
Ụmụ Alọba pasakwa n'ime hood chelụ your time (chelụ your time)
[Verse 4]
Chukwu gbayalụ emeyego m
Adịgo m ọcha esewago m
Obodo dị wuu ekwetego m
Popo tinye alụ analigo m
Maka the mulla olewago m
Horny for the money conji adọgbugo m
Ndị ahụ kwulu na mụ elekago
Na-ekwuzi na the boy ebubago
Chukwu gbayalụ emeyego m
Adịgo m ọcha esewago m
Obodo dị wuu ekwetego m
Popo tinye alụ analigo m
Maka the mulla olewago m
Horny for the money conji adọgbugo m
Ndị ahụ kwulu na mụ elekago
Na-ekwuzi na the boy ebubago
[Outro]
Do you know the feeling of ịnọ on jamkpa?
Do you know the feeling of ịnọ on hanging?
Do you know the feeling of ịna ayọ 1 kpa?
Do you know the feeling of iji ndụ gị azụ gambling?
Xtraordinaire
Written by: Ani Chukwuebuka Jeremiah
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...