Obara
1908
Hip-Hop/Rap
Obara è stato pubblicato il 14 maggio 2026 da Hero Inc come parte dell'album THE RETURN (Eze Onyịkọ)
Più popolariUltimi 7 giorni
00:00 - 00:05
Obara è stata scoperta più frequentemente nei primi secondi di la canzone durante la settimana passata
00:00
00:05
00:20
00:35
00:45
01:00
01:05
01:10
01:15
01:35
01:55
02:05
02:40
02:50
00:00
03:12
Crediti
PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Aguero Banks
Songwriter
Chukwu Francis
Composer
Ebube Ezenekwe
Composer
Enaps
Composer
Testi
[Intro]
Empire
Jah
Onye anwuru
[Verse 1]
Ọ mụnwa bu flower ahụ too na concrete
Nleka kparim na public
2021 anyị drop pains and sacrifice
Shoot o video destiny
But anyị enwedịghị ego ịnye pundit
Adịm wired to succeed
Bro ọdị mụ na-ime ka ọ conduit
Bia wey, anyị cop'ụ 2 Benz in one day
Who talk say man no dey?
Now i can't stop reaching my goals
Ka ọmụnwa number 9 Norway
Nya melu alobam ji werụ address
Ebe m na edobe isi nye ndi opps
Anọm na-iru ya sendia address BTC
Ọbịa dịwa curious
Ọmarọ na ọ btc kaa anyị ke (btc kaa anyị ke)
Aloba chọrọ igbanyelum film
Amaro na dvd ka anyị nwe (dvd ka anyị nwe)
Ọkwa ndi na akụ na Covid
Chebu na EDD ka obe
My blood ịga anụ ụda egbe (iga anụ ụda egbe)
(Ịga anụ ụda egbe)
[Chorus]
Ọkwa ginwa sịchakwa na abụkwam ọbara gị
Why you come loose guard me now?
Ichefugo na mụ na gị sochakwa we ṅụọ garri
Why you come loose guard me now?
Maka ịfụrụ chaaa (get that man)
Iwaaaaaaa (get that man)
Fuck that bitch ass ****
Ịfụrụ ọbere chaaa (hold that man)
Iwaaaaaaa (hold that man)
Fuck that snitch ass ****
My men n'abia (get that man)
Bọchaaaa
Fuck that bitch ass ****
Ịfụrụ obere chaaa
Iwaaaaaaa
Fuck that snitch ass ****
[Verse 2]
That faithful day ofu obi sim anọna na yard
That day nkwesịrị ịbanye Lag
But ọnwee kam si nodu
Naa mpempe na eche alert
Next thing ha sịm na men kponyelum na ogbe and ha di strapped
Fuck it I don loose guard
Onye mkpo blood cho ịkwụfụ my blood
Ọ wepụrụ my phone cho ikwupu my cord
God forbid I forgive this war
I will pass it to my sons
It's your world against my world
On my word I place my bond
Obọdie na ọga egbu oge
I will take my time I'm not in a rush
Ọmarọ na ọ btc kaa anyị ke (btc kaa anyị ke)
Aloba chọrọ igbanyelum film
Ọmaro na dvd ka anyị nwe
Ọkwa ndi na akụ na Covid
Chebu na EDD ka obe
My blood ịga anụ ụda egbe (iga anụ ụda egbe)
(Ịga anụ ụda egbe)
[Chorus]
Ọkwa ginwa sịchakwa na abụkwam ọbara gị
Why you come loose guard me now?
Ichefugo na mụ na gị sochakwawe ṅụọ garri
Why you come loose guard me now?
Maka ịfụrụ chaaa (get that man)
Iwaaaaaaa (get that man)
Fuck that bitch ass ****
Ịfụrụ ọbere chaaa (hold that man)
Iwaaaaaaa (hold that man)
Fuck that snitch ass ****
My men n'abia (get that man)
Bọchaaaa (get that man)
Fuck that bitch ass ****
Ịfụrụ obere chaaa (hold that man)
Iwaaaaaaa
Fuck that snitch ass ****
Written by: Aguero Banks, Chukwu Francis, Ebube Ezenekwe, Enaps

