album cover
Helper
album cover
00:00
00:05
00:30
00:35
01:00
01:15
01:25
01:30
01:45
02:00
02:05
02:30
00:00
02:41
Ultimi 7 giorni
Helper è stata scoperta più frequentemente a circa 35 secondi dall'inizio la canzone durante la settimana passata

Video musicale

Video musicale

Testi

Biakwa maka enwerom helper.
Jahh, my provider, bikwa o, I put my hope in you.
Ego to na aza.
Ego to na aza.
Oya, Melu nwa na ebe akwa.
Isi na Onwero helper... until mgbe mmadu one da.
Anya ukwu won't make you get better.
Iligide ego banye n'leka, men elofuo gi ka ewelu amnesia.
We learn in the street, but no teacher.
Owu ite ga eme gi inwe mental.
Odi ka Ala Ana agba gi... Ka ndi Obodo Ana achu gi.
Ibute okpoho, my homie, ma friends and enemies ga ede gi.
So Chukwu, run am for me, run am for my bro.
Mbulu uzo luo na isi, I go show nwannem the road.
Mma kwusi, makana onye di ndu nwe hope.
But obulu uzo balu gi mpa, echefuna mu o.
Chukwu, run am for me, run am for my bro.
Mbulu uzo luo na isi, I go show nwannem the road.
Mma kwusi, makana onye di ndu nwe hope.
But obulu uzo balu gi mpa, echefuna mu o.
Jah, my provider!... Biakwa maka enwerom helper.
Jahh, my provider, bikwa o, I put my hope in you.
God bless ndi kpuchim mgbe Mmiri na ezo.
Ndi believe mgbe ka na atu so alo.
Emeka, sim na o so onye ji igu ka ewu na eso,
now I don Dey get am clear, osiwakwa na n'eko.
Kedu ife Emelu umu uwa, ilo julu enu uwa.
Ime 99 good, ofu njo ime ga Akacha da Uda.
Poor man don suffer.
Even ma na uno uka,
pocket watching still Dey Ana aka, agozi onye butelu Akpa.
So Chukwu, run am for me, run am for my bro.
Mbulu uzo luo na isi, I go show nwannem the road.
Mma kwusi, makana onye di ndu nwe hope.
But obulu uzo balu gi mpa, echefuna mu o.
Chukwu, run am for me, run am for my bro.
Mbulu uzo luo na isi, I go show nwannem the road.
Mma kwusi, makana onye di ndu nwe hope.
But obulu uzo balu gi mpa, echefuna mu o.
Jah, my provider!... Biakwa maka enwerom helper.
Jahh, my provider, bikwa o, I put my hope in you.
Written by: MICHEAL CHIDIEBERE OKEKE
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...