album cover
Distance
album cover
Distance è stato pubblicato il 18 settembre 2026 da HWC Entertainment LTD come parte dell'album Play Back
18 settembre 2026
EtichettaHWC Entertainment LTD
LinguaEnglish
BPM95
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Video musicale

Video musicale

Testi

Yah yah yah yah yah yaaaa
Yo Skitter, Ifé
Gwa m Ife m ga eme about this,
I kept you at a distance,
My walls of resistance high, wide
Can I be honest?
Nke bu eziokwu bu na ifunanya mu o
Ọnwunwa bialu m ọlili, ọlili
Ife ahu ikwulu kam mee
Ebea ahu isiri m kanyi jee
Ndi ahu igwalu m sọlu e, Sọlu e Baby
Ife ahu ikwulu kam mee
Ebea ahu isiri m kanyi jee
Ive ahu ikwulu kam ga eme,
Melu odi m na obi meeee yeaaaaaaah
Ooh yeah yeeeeeea, oooooh
I no go fit to love again,
I no go fit to love another,
This silence is driving me insane,
Gbaghalu m oh
Ọfulu m na anya
Ife ahu ikwulu kam mee
Ebea ahu isiri m kanyi jee
Ndi ahu igwalu solu e, Solu e Baby
Ife ahu ikwulu kam mee
Ebea ahu isiri m kanyi jee
Ife ahu ikwulu kam ga eme,
Melu odi m na obi meeeeee yeaaaaaaah
Kedu Ife m ga emelu Odi m na obi
Ezi oyi m oh, Ọnye odi m na obi yeah
Kedu Ife m ga emelu odi m na obi ooooh
Kedu Ife m ga emelu odi m na obi oh
Aaaaaaaahh ooooooh yeaaaah ooooooooh
Written by: Dangyang Israel Elisha, Ifechukwu Mercy Michael, Kenechukwu Ibedu
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...