album cover

Ahubara Ezeama

306Afro-Beat2026
album cover
Ahubara Ezeama è stato pubblicato il 14 settembre 2026 da TooHouse Entertaiment come parte dell'album Ahubara Ezeama - EP
Data di uscita14 settembre 2026
EtichettaTooHouse Entertaiment
LinguaEnglish
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Testi

Onye mebe mma na uwa anyi esolu ya naa
Onye mebe njo na uwa anyi agbalu ya oso
Ichoku nwa Obeledu eziokwu ka m na ekwu njo na mma adi ejeko eziokwu na asi dina iro
Kaikai na Ifeanyi jekoo ona ebuta okwu na uka
Muna ajo mmadu nolu Ichoku ana m ano nkonko
Mana muna ezigbo mmadu nolu ichoku ana eri eri ana anu anu
Owelu ezi mmadu ma ama gina na abo nokoo eee ana eri eri ana anu anu ana anu ife ana ata ife aru ima onye ina ekwu okwu ya
Chrous
Ezekiel nwa Obi oyi m Izzy Congo na China Arubala, Arubaluezeama na Osumogbu obodo aruba go gi bu eze ama okenwa, okenwa na iruru eru
Written by: chuks Ezenwokike

Footer Shazam

Seleziona lingua:
Google Play Store
Apple App Store
Chrome Web Store
Galaxy Store

Seguici

Loading...