album cover
Daalu
album cover
00:00
00:05
00:10
00:15
00:20
00:25
00:35
00:45
00:55
01:05
01:15
01:20
01:25
01:40
01:50
02:00
02:15
02:20
02:30
02:35
02:50
00:00
03:05
Ultimi 7 giorni
Daalu è stata scoperta più frequentemente a circa 20 secondi dall'inizio la canzone durante la settimana passata

Testi

Uh uh uh uh uh uh uh
Hynezz
Odia
Orisa do, amara chuwku make you follow me
Back to sender, okwu ọjọ fa na-ekwu na-ịsị m
Chukwu so anyi aga
We are not scared of their fallacy
I know he has a plan
Our God is not a man (at all)
That's why
Anyị na-asị gị daalụ (uh-uh-uh)
Anyị na-asị gị daalụ
Anyị na-asị gị daalụ ọrụ
Anyị na-asị gi daalụ ọrụ
Chukwu
Anyị na-asị gị daalụ
Chukwu oh Chukwu
Anyị na-asị gị daalụ
Chukwu oh Chukwu
Anyị na-asị gị daalụ ọrụ
Eh ehh ehh (yeah)
Anyị na-asị gị (odia) daalụ ọrụ
Chukwu okike daalụ
Onwebu mgbe ọkọ na-arụ
Oge nrị ụtụtụ adirọ na-ime ogbe ụbọchị ụka ayọ m anụ
Ufọdụ ndị ma bu m mụrụm amụ (otua)
Makana owuịte suru m akwu (chai)
Agbam ọso afịa na-ịhu Okpoko junction, jụkwaa ese agwọm ajụ
Onwebu onye ma na-nga akụnwu oto (at all)
Ego adịrọ, m na-atubu ụjọ
Now akpọwa ndi nwe ife emenwu na-ime ogbe afa m a ga akụnwu ọtọ
My mumsy sị na-ọdị proud of me (otua)
Now the family calls on me
And ọgbajuo dọrọ now egwu adịrọzị, put all the cross on me
Akam ịkwụsị because of fear (otua)
Couldn't measure up to my peers (chai)
I can't forget, ebem akwa na-back stage, ha sim "waaa from here"
What a journey? But I got here
I'm not leaving, ebu m my chair
And asị m "Uwa brace yourselves"
It's long ride and i'm the pilot here, seh
Anyị na-asị gị daalụ (uh-uh-uh)
Anyị na-asị gị daalụ (uh-uh-uh)
Anyị na-asị gị daalụ ọrụ
Anyị na-asị gi daalụ ọrụ
Chukwu
Anyị na-asị gị daalụ (oh-oh-oh-oh-oh)
Anyị na-asị gị daalụ (oh-oh-oh-oh-oh)
Chukwu orisa nụrụ onum
Anyị na-asị gị daalụ ọrụ (oh-oh-oh-ahn-ahn-ahn)
Anyị na-asị gị daalụ ọrụ (otua)
Sorom tobe chukwu, maka Jesus bu onye ndu
Ọkwa obi ka gị aka?
Maka the hustle kpọ ka ntu
Were okwukwe yọba amara
Jide ya mebe ife ị na-eme
When God is for us nobody can be against us (at all)
Boys a ga-agbakata mbọ, gbakata mbọ, gbara aka wee naa?
Mmadu aga-achụkata akụ, chụkata akwa ọkpa ana ka afịa?
Na why everyday chim na-arụ ọrụ abiama
He is capable to do what no man has done
Anyị na-asị gị daalụ (uh-uh-uh)
Anyị na-asị gị daalụ (Chukwu orisa daalụ oh)
Anyị na-asị gị daalụ ọrụ (Chukwu orisa daalụ oh oh)
Anyị na-asị gị daalụ ọrụ
Chukwu
Anyị na-asị gị daalụ
Hynezz na-agụ egwu oh oh
Anyị na-asị gị daalụ (chai)
Chukwu orisa nụrụ onum (I can't forget ebem akwa, na-back stage ha sim "waaa from here")
Anyị na-asị gị daalụ (what a journey but I got here)
Anyị na-asị gị daalụ
(I'm not leaving, ebum my chair)
Written by: Emmanuel Miracle Chichebem, Nwodo Victor Chinonso
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...