album cover
Celebration
album cover
00:00
00:05
00:10
00:25
00:30
00:35
00:40
00:45
00:50
01:05
01:40
01:50
02:00
02:10
02:20
03:05
03:10
03:40
00:00
03:47
Ultimi 7 giorni
Celebration è stata scoperta più frequentemente a circa 2 minuti and 20 secondi dall'inizio la canzone durante la settimana passata

Video musicale

Video musicale

Testi

Eburuje,
Eburuje
Anyi a puta ogbo,
Eburuje
KCEE na abiam ozo,
Olubuaku na abiam ozo oo
Eeeeeee, ndi be anyi na apiawakwam egwu
Ndi be anyi na apiawakwam egwu
Ndi be anyi na etiwekwem egwu
Eeeeeeee,
Ndi be anyi na apiawakwam egwu
Egwu nne gi soro gba,
Nna gi soro gba ka ibutere
Gbam gbam, Eliza oo
Eeeeeee, ndi be anyi na apiawakwam egwu
Ije anyi na agezi na elu uwa
Bu ezigbo agwa ka anyi ji aga oo
Eeeeee, ndi be anyi na apiawakwam egwu
O kwa añuli ka m ji eje,
O kwa añuli ka m ji ana oo
Eeeeee, anyi na alachala uwa anyi aka
Ndi obi sari sari,
Ndi ji añuri ebuni ike oo
Eeeeee, anyi na alachala uwa anyi aka
Aiiii!
Si ashiwa ya!
Haba!
Ndi bu ike aputa ogbo
Aiiii!
I ma na Osetigo
Haba!
I ma na o rejiri go
Aiiiii!
I yooo oo, I yooo oo
Haba!
Iyoo ooo, Iyooo
Aiii!
Odozi aku aputa ogbo
Haba!
Odozi aku ka anyi tebe
Aiii!
Iji kololo kpam kololo oooo
Iji kololo kpam kololo
Iji kololo na anyi ga ebi ooo
Iji kololo kpam kololo
Iji kololo, kpam kololo
E like mu, e huguo mu
Iji kololo, kpam kololo
E like mu, febem ego
Iji kololo, kpam kololo
E like mu, ka anyi taba ife
Iji kololo, kpam kololo
Nwa Anayo Eze bu onye ike anyi oo
Iji kololo, kpam kololo
Nwatakiri tagide afufu,
Tagide afufu, tagide afufu
Onweteme ego ohabumekeye
Maka na ogbalu mbo
Onweteme ego ohabumekeye
Maka na o lulu olu
Onweteme ego ohabumekeye
Eshiwe eje be onye
Onweteme ego ohabumekeye
Imalu Nwa Anayo Eze
Onweteme ego ohabumekeye
Igwe Chineke ndu,
Na-adazi ani
Onweteme ego ohabumekeye
Nekwe nwanyi na agba mbo
Ha toba uto, si awosi awuwo
Maka ihe di mma na aso uso,
Oye ogaziri dem dem cinema
A bia nime akwukwo nso,
David be anyi gburu Goliath
Egwum bu onatalu chi
Ooooooo,
Ihe anyi ji etikashi
Kiri bem bem bem mbe
Ololo!
Iye mbem ye ye
Ololo!
Kere bebe mbe
Ololo!
Kiri jeje nje
Ololo!
Kenje ngwa, lekwa anyi
Ololo!
Kiri be be mbe
Ololo!
Kiri be be bem be
Ololo!
Ebube agu na eche agu
Ololo!
Iji kololo kpam kololo oooo
Iji kololo kpam kololo
Iji kololo na anyi ga ebi oooo
Iji kololo kpam kololo
E like mu, huguo mu
Iji kololo kpam kololo
E like mu, febem ego
Iji kololo kpam kololo
E like mu, ka anyi taba ife
Iji kololo kpam kololo
E money bu onye nke anyi ooo
Iji kololo kpam kololo
Mix Monster!
Iji kololo kpam kololo
Badman KCEE!
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...