album cover
Igwe{King}
album cover
Igwe{King} è stato pubblicato il 9 settembre 2026 da IMAKWAMAN come parte dell'album Igwe{King} - Single
Data di uscita9 settembre 2026
EtichettaIMAKWAMAN
LinguaEnglish
BPM
Melodicità
Acousticità
Valence
Ballabilità
Energia

Testi

I be the king all the way, from my mama wonbs.. You can never stop me, even with your woofs.. Osisi atulu Anya odida have became a goods.. working day & night prays now av pay my dues.. Ndika Nye inako nkenhi moh!.. ikwuoneh ñ Azim, bia kwuo ñ ihum mohh!!.. Iya ata mbacha oyibo, ka Iya ayu Maya oyibo.. Nye obuna icholu, igwe fuo yota obodo oyibo.. Ebe mbialu, mkpezie Udo, kamabu solu Udo.. Agwa m di ocha anya mmeh-mmeh ñ acha odo edo.. make I help you, make you pass me?.. I no fit try am, there life compare me
.
.Nwoke ñ agbakwa nnukwu ofara ka m bu igwe.. E watchia ya, Iga afukwa nambukwa igwe vu igwe..
Adi azo eze azo, isi welu ugo ya ga etu ugo.. IMAKWAMAN ikarisifa ebe m nwere chiugo..
.
.Before adiro arapu ebe ana echi ozo eje ebe ana aru agwu.. Recently, ebe ana aru agwu ka ana erijuzi afõ...Tupu maputa uwa Chim emegom igwe Eze ebu ñ afõ... Aburom osu, juo ese abum ezigbo nwa afõ.. Obata osu, egwu Adi atu afõ oburu uzo..chakwa ñ uzo.. onye akpalu ochaa ñ uzo... When I de start people no believe am.. them say Na lie me I still de give am... NKUME ajuru aju now people done de build am...
.
Nwoke ñ agbakwa nnukwu ofara ka m bu igwe.. E watchia ya, Iga afukwa nambukwa igwe vu igwe..
Adi azo eze azo, isi welu ugo ya ga etu ugo.. IMAKWAMAN ikarisifa ebe m nwere chiugo..

Loading...