album cover
Banging
8,447
Music
Bangingは、アルバム『{albumName}』の一部として2016年2月14日にRuntown & PhynoによりリリースされましたBanging - Single
album cover
アルバムBanging - Single
リリース日2016年2月14日
レーベルRuntown & Phyno
メロディック度
アコースティック度
ヴァランス
ダンサビリティ
エネルギー
BPM104

ミュージックビデオ

ミュージックビデオ

歌詞

Eh, onye afịa
Runtown, alọba m
TTB alọba m
Banging
Banging
Banging
Banging
Banging
Nee anya n'enu
Dead bodies, I'll be hanging
Anọ m n'iru now, na-achịzi, when they fronting
The reason why your GF be nagging
Maka enyee m ya well, ọ sị na m na-akụ akụ, I'm banging
Ibe
What's your pin?
Ha sị na m efugo, ọ dị ka m need-ii tracking
But, I'm busy piling the money, paper stacking
Ọ bụụ na ị daa akọ money, my ****, I'm moonwalking
Ụmụ asa sị na m na-atọzi ka brown sugar
Maka m na-asụ ka mmili ọkụ nọ na gas cooker
A na-elezi m na street, ka m bụ one hooker
Ndị imi a na-ajụ, nawa, ọ dị that super?
Mana, ọọ sọ ọchị ka m na-achị ndị haters
Mgbe ọbụla m drop-ụlụ egwu, ọ na-emezi ha to wake ups
They be sleeping on the ****, mụnwa enye ha ezigbo pillow
Now, m na-ebuzi na kilo, city to city
I'm banging
Banging
Banging
Banging
Banging
Hey
How the top? Na only hustle oh
And, we killing everything, maka God oh
And, they see, they talk, talk
But, the only pain I know na Lisa veil for my cup, oh
What's up oh, my ****?
That's what's up oh
Runtown, number one for this work o
Every day of the week, I dey ball o
DJ TTB, my number one guy oh
No be lie oh
****, oya fire oh
Fire oh
The devil is a liar oh
See, the Runtown badder than ?? oh
City to city na my jam dem dey banging
Banging
Banging
Banging
Banging
Banging
Written by: Soundgod Music
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...