ミュージックビデオ

特集

クレジット

PERFORMING ARTISTS
Akurios
Akurios
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Kingsley Akuchukwu Igiri
Kingsley Akuchukwu Igiri
Songwriter

歌詞

Oh yeah Ngozi Chukwu Ngozi eh, yeah Its all over the world Oh oh, yeah, woah, hmmm Chukwu gozie gi Debe gi Meh iru ya k'o mukwasi gi Mekwara gi amara Chukwu bulie iru Ya Na aru gi Weh nye gi udo Amin, Amin, Amin Amin, Amin, Amin K'iru oma Ya biakwasi gi Na otu puku ogbo nke gi N'ezi n'ulo gi N'umu gi N'umu ha, n'umu ha K'ebube Ya gawa n'iru gi N'azu gi, N'akuku gi Gburugburu gi N'ime gi O nonyere gi, O nonyere gi N'ututu, n'abali N'opupu gi, na mbata gi Mgb'ine be akwa Mgbe i n'anwuri O nonyere gi, O nonyere gi N'ututu, n'abali N'opupu gi, na mbata gi Mgb'ine be akwa Mgbe i n'anwuri O nonyere gi, O nonyere gi O nonyere gi, O nonyere gi O nonyere gi, O nonyere gi O nonyere gi, O nonyere gi O nonyere gi, O nonyere gi Yeah, amen, amen All over Nigeria In Abia, in Lagos Kaduna eh Abuja Oh Oh All over the world Aaah
Writer(s): Kingsley Igiri Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out