クレジット

PERFORMING ARTISTS
Aguero Banks
Aguero Banks
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Francis Chukwu
Francis Chukwu
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Enaps
Enaps
Producer

歌詞

Ọ kwa by onye e lili, e bulu oche ya
It’s blaq boi Banqs
Onye anwụlụ
Ọ kwa o koo gị?
Ọ kwa o koo gị?
I've got my eyes on the bigger bag, aiming for the bigger leagues
I stay awake all night and I’m chasing all my bigger dreams
Agwaa m my mum, m nata yard, m ga-ebunatara ya Mercedes
I pray for more bags, more life to my enemies
Allow me to speak my mind
Adị m sane sometimes, but when the going is bad
I smoke up some ties
Who are you to judge?
Sinners juu na church
Ọ bụụ na ị ma ebe m si bịa you won’t be fast to judge
I was down in the slums, I was stuck in the mud
I used to watch my mama cry, it was a hell of life
And we barely survived
NEPA took our light
We made it out of the slums, ụfọdụ dịchaa surprised
Now, I charge half a milli for a show (Now, ọ kwa o koo gị?)
Same boy wey you think say no go blow (See, woah, ọ kwa o koo gị?)
Ọ kwa i chetalụ mgbe ị kpọọlụ m police? (Ọ kwa o koo gị?)
Now, we pull up in a show with convoy police (Ọ kwa o koo gị?)
Flo sị, speak your truth, e nwee **** dị depressed as you
When they think you’re down, tryna come up with an attitude
Talking about attitude, o nwee ndị nyezii m attitude
Sị na m si from street top-ụọ chat, o nwelọọ onye m nyelụ gratitude
Shout out to the OGs, but they know I’m the new problem
I put rappers in a coma, case closed, m tinye ya kpomkwem
Abịa m e-drag point, ị ma na abịa m e-drag point
All this rappers ahụ i ji eto ọnụ, ha ncha na-efeel my joint
I do it for the time my mom galụ afịa under hot sun
Do it for the time ị sị m chituo ọkpa na your dashboard
Do it for the time ị sị m wepụ anya na your laptop
Ya mee m ji achụ money with anya red ka jersey Rashford
Now, I charge half a milli for a show (Ahn, now, ọ kwa o koo gị?)
Same boy wey you think say no go blow (See, woah, ọ kwa o koo gị?)
Ọ kwa i chetalụ mgbe ị kpọọlụ m police? (Ọ kwa o koo gị?)
Now, we pull up in a show with convoy police (Ọ kwa o koo gị?)
Now, ọ kwa ọ dịzi gị ka film?
Ndị a sịị na amaa mba uru ka a na-akpọzi na phone
E nwezii ihe ego, ọ hanwa ka a na-akpọzi na phone
Ọ bụlọọ by onye bu ụzọ, na ọọ onye ka na-eme ya
Ị ghọtaa ihe m meanii?
Now, I charge half a milli for a show (Now, ọ kwa o koo gị?)
Same boy wey you think say no go blow (See, woah, ọ kwa o koo gị?)
Ọ kwa i chetalụ mgbe ị kpọọlụ m police? (Ọ kwa o koo gị?)
Now, we pull up in a show with convoy police (Ọ kwa o koo gị?)
Ọ kwa o koo gị? Ọ kwa o koo gị?
Ọ kwa o koo gị? Ọ kwa o koo gị?
Ọ kwa o koo gị?
Ọ kwa o koo gị?
Written by: Francis Chukwu
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...