クレジット
PERFORMING ARTISTS
Richplug
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Iwunor Anslem Chibuzor
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Savio
Producer
歌詞
Sure Plug
Destiny can’t be denied
I’m hustling nine to nine
I'm never giving up, till m nwetenụ what is mine
Papa sị mụ jisie ike, na everything nwelụ time
Mama sị mụ kwechili, nwa, everything is gonna be fine
I’m focused on the paper
Praying for steady money, ọ bụlọọ ka Naija NEPA
Dreams of nkwechili, dreams of imeri sapa
Dreams of m bata ime ogbe, enweenụ m something to offer
Dreams of never to suffer
Anya m chaga red
Oluwa, biko provide for us our daily bread
Ekwena ka m nọlụ nkịtị na-agụ AB to Z
It's all on You, Chukwu, ife masịzii Gị meee
And amen, I pray
What will be, will be
Yaa wetin go be, go be
As long ị nọ street, legit or illegit
Ị ga-enweta your pay, and a ga-ezi gị receipt
Na so we dey pray and na so e go dey be
Achọọ m igote Lambo' welụ ya kpọnye Guinea
Bulu Amber Dior, bulukwa Amber ndị Gucci
Ya melụ m ji agba mbọ to chest what you bill me
Dreams of ịdị kpọị, dreams of i-live boujee
Achọọ m ị na-afụ billions, ike agwụgo m m ji afụ millions
Tears of joy everyday, ka m bụ onye talụ onions
Ndị imi no go see me, you no go see me to kill me
Why? Maka success bụ my destiny
Destiny can’t be denied
I’m hustling nine to nine
I'm never giving up, till m nwetenụ what is mine
Papa sị mụ jisie ike, na everything nwelụ time
Mama sị mụ kwechili, nwa, everything is gonna be fine
Destiny can’t be denied
I’m hustling nine to nine
I'm never giving up, till m nwetenụ what is mine
Papa sị mụ jisie ike, na everything nwelụ time
Mama sị mụ kwechili, nwa, everything is gonna be fine
Me and you plus deal bụ money
Ị chọọ ịkọ tuu, akpọnyelụ gị in the morning
Kwechili on the hustle, mgbe ọ dị rainy, mgbe ọ dị sunny
Everywhere soft, isi Benji go dey fall in
Never going back to the days m na-aba keke
Mgbe m na-agba ọsọ oche, biko, shiftuolụ m ka m banye
Come rain, come sun, afịa nwoke ka na-ere
Ife m na-apịa gị legit, confirm, o mere eme
No pain, no gain, no time n'ogbe
Keep hustling, my guy, kama ife ọ ga-egbu bụ oge
Ite gị i sibee n'ọkụ, very soon ọ ga-eye
If you believe, one time, shout boys oh yeah
Adị m financially blessed
Ogbetically tested
Streetically rugged
Akọtically current
Nee mụ anya n'akpa, sọọsọ isi Benji on my wallet
Akwịịgo m n'ọkụ, so, nothing go touch my current
Posi got my back
Mumsi got my back
Anyhow e be, I go still dey make them proud
Chai, ọlewago m, kechinye m one tie loud
Mezuo ya two tie, ka m sewaa, e no go bad
Sometimes, I feel like am lost
But, only God I dey trust
But, anyhow e be, my bros
That’s why I keep saying on all God
Destiny can’t be denied
I’m hustling nine to nine
I'm never giving up, till m nwetenụ what is mine
Papa sị mụ jisie ike, na everything nwelụ time
Mama sị mụ kwechili, nwa, everything is gonna be fine
Destiny can’t be denied
I’m hustling nine to nine
I'm never giving up, till m nwetenụ what is mine
Papa sị mụ jisie ike, na everything nwelụ time
Mama sị mụ kwechili, nwa, everything is gonna be fine
Sometimes, I feel like am lost
But, only God I dey trust
But, anyhow e be, my bros
That's why I keep saying on all God
Written by: Iwunor Anslem Chibuzor

