ミュージックビデオ

ミュージックビデオ

クレジット

PERFORMING ARTISTS
White Money
White Money
Performer
Umu obiligbo
Umu obiligbo
Performer
COMPOSITION & LYRICS
White Money
White Money
Songwriter
Paul Raven
Paul Raven
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Xtofa
Xtofa
Mastering Engineer

歌詞

[Intro]
Asị na "Onye nwere nne oo, ya nete ya mma"
Obodo amarakwana
Whitemoney nwanne abịakwalanụ ọzọ
Ụnụ afụgokwanụ
Na Ụmụ Obiligbo abatago n'ọgbọ
[Chorus]
Mama yeh, mama yeh, oyoyo
Mama yeh, mama yeh, oyoyo, aiii
Mama dede, mama dede oyoyo, chaii
Mama dede, mama dede oyoyo, aiii
Mama yeh, mama yeh, oyoyo, aiii
[Verse 1]
When I was down
Mama, you gave me love
And if I hungry, o aii
Mama you fill me up
Mama say she do it for love
Ọsọ, ọgbarọ ọsọ
Ọsọ, ọsọ, ọgbarọ ọsọ
If you see the way you worry for us
Ọsọ, ọgbarọ ọsọ
Ọsọ, ọsọ, ọgbarọ ọsọ
[Verse 2]
For your sake oo
I do my best oo
I no go sleep at all oo
I go hustle run my race oo
Mama yeh, mama, yeh
Say a prayer for me eh
And if I make am for Lasgidi
I must to spoil my mummy eh
Mama yeh, mama yeh, oyoyo
[Verse 3]
I say "Chukwu gọzie mama m, mama eh
Chukwu gọzie papa m eeh
Onye nwelụ nne, biko, neta nne gị
A na-azu nne na afịa, mama eh, nne nne
Asị m ife emekwana mama m
Ọkọ akọkwana mama m eeh
If I dey sick, na so she go dey
She no go smile at all
She go dey cry, dey pray
Mama eh, nne bụ nne
[Verse 4]
Mama gị jogodu njọ na enu ụwa
Brother eh, nne bụ nne
Mama gị ọ na-aṅụ cigar, baba
Sister eh, nne bụ nne
Mama eh, nne, nne, mama eh, nne, nne
Ezi nne, mama, aaah
Obodo amarakwana na ndị eji eme ọnụ abịakwalanụ ọzọ
Unu afụgokwanụ, na Ụmụ Obiligbo abịagokwanụ ọzọ
Akụnwafọr ekwubekwanụ
Okpuọzọr nwanne m nọkwanụ n'ọgbọ
[Chorus]
Mama yeh, mama yeh, oyoyo, aii
Mama dede, mama dede, oyoyo, chai
Mama dede, mama dede, oyoyo, aiii
Mama yeh, mama yeh, oyoyo, aii
[Chorus]
Egwu dị ya
Ndị nne, mama
Isokwa
Written by: Hazel Oyeze Onou t/as White Money, Paul Raven
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...