クレジット
COMPOSITION & LYRICS
Omulu Nelson Chiedozie
Songwriter
歌詞
[Intro]
OT tested
[Chorus]
Olee mgbe ọ ga-ebi?
Olee mgbe m ga-ebụ?
Olee mgbe m ga-amapụta akpọpụta agbataobi
Olee mgbe ọ ga-abụ
Olee mgbe m ga-azụ
Olee, olee
Take this pain away
[Verse 1]
Men na-edig raba
Ndị akwa red kpụrụ barber
Men na-ebooku cheddah
Salary their maga
Men na-elive ragga, Papa, biko, no show power
Nigeria is badder
Papa, end the saga
Ajọọ ndụ a nile m na-ebi na ọrapụtago m
Addiction igbo a m pa, na aka achọpụtago m
Ime ya no promo, ọgbagwọjuu m anya
Mgbalụ aka naa, Mpa, ọ ga-ebu m aka
[Verse 2]
Kee mgbe ọ ga-abụ n m na-apụ convoy ịtọ
Kee mgbe ọ ga-abụ m mee event m gbuo efi ịnọ
Ma osetie now, guy, sọ ịfe m nwee bụ akọ
Mee m ya ka ndịa fụ na anya na Ị mee ya ọzọ
Owu akpụgo m isi
Onwelọọ maka Ndụ bụ isi
Ma nkwa Ị kwee m na ogbe ọkwa ọ ga-ele m na isi
Men chọọ real signs, graduates pasa na ogbe
Men kpụụ one tie, na-echezi ka o rụọ oge
[Chorus]
Olee mgbe ọ ga-ebi?
Olee mgbe m ga-ebụ?
Olee mgbe m ga-amapụta akpọpụta agbataobi
Olee mgbe ọ ga-abụ
Olee mgbe m ga-azụ
Olee, olee
Take this pain away
Written by: Omulu Nelson Chiedozie