歌詞
[Intro]
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Hei
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Woo otua otua
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
TopBoy n'ime ogbe
Zyno
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Woo
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Otua otua
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Hei, see
[Verse 1]
Owuite bụ the mistake I cannot take
As a man, adị m eyi skirt
Ka m bụ boys brigade
More bag nenu more life
Eyi m suit na m ga-akpo tie
So owuite ka m na-a-deny
Adirọ m cheap, that is the price
[Chorus]
Ama m na ụmụ ogbe m nwee joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Canadian loud na-ewete joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ife alụlụanị na-ewete joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ka m nụ ya
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
[Verse 2]
Bịa way, ka m kpọ my God
Sị Ya "Mpa, kee way?"
Meelụ m ife Imeelụ ibe m, ka m solụ my guys na-akụ one way
Ọ mụ jee bite ndị Palmpay
Na my phone, I dey owe Opay
Ma ụmụ asa na-akọ my way
And I believe in the pay days
Eei, I dey pass through many things
Ọ dizi ka m adịrọ eme exist
Alụ m dizi incomplete
Maka ego, m na-e-feel heat
Wụsa m mmiri, holy spirit
Ka m abụ John the Baptist
Mee mụ an topboy in the midst
And I'm praying for all the street
Boy from the hood nọzi na nleka
Na esi ka ike nwa nneka
No be like this we want, Oluwa
Ka ọ mụ nachie upper iweka?
Isikwa "All things shall pass away"
Owuite too no gree pass away
Welụziam ka m bụ Your take away
Before ha mịa mụ ka m bụ soak away
[Chorus]
Ama m na ụmụ ogbe m nwee joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Canadian loud na-ewete joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ife alụlụanị na-ewete joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ka m nụ ya
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
[Chorus]
Ama m na ụmụ ogbe m nwee joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Canadian loud na-ewete joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ife alụlụanị na-ewete joy but
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ka m nụ ya
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
[Outro]
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Ụmụ ogbe chọọ more joy
Written by: Henry Olisaemeka Urama, Zyno