ミュージックビデオ

ミュージックビデオ

クレジット

PERFORMING ARTISTS
Phyno
Phyno
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Phyno
Phyno
Songwriter
Owoh Chimaobi Chrismathner t/as Zoro
Owoh Chimaobi Chrismathner t/as Zoro
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Princeton
Princeton
Producer

歌詞

[Intro]
Princeton
Whoa
[Verse 1]
Enwee m a lot of things to speak, oh
Everyday, I just dey think, oh, oh-oh
See the way my head dey skip, oh
Chukwu nyelụnụ anyị aka biko, oh-oh
[PreChorus]
Take my pain away
Ka m solu ibe m libe ife, oh-oh
Akwa nnwa na-ebe, oh
Nne mị sị mụ na echi dị ime, oh-oh, eh
Arịrị egbukwaala ikwu na ibe m, eh
Anyị a ga-ebuzi ọnụ wee nabazie, oh?
Everyman na-ebe, oh
Ọ gịnị ka anyị ga-eme, oh?
The way this thing dey go
I cannot explain
[Chorus]
Ụmụ ụwa ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Ikwu na ibe ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Ndị enyi ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Nwata miss lee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee, eh
[Verse 2]
Anyị dịkata, oh, anyị na-ebe, oh
Ọnwụnwa erika, oh
Men afụrọọkwanụ alcho
Ị makwa na ife erika, oh-oh-oh-oh
Eh-eh-eh, I wake up everyday, just try luck
Graduate full everywhere, no work
Ndị SARS etichaa gị na bus stop
Complain, e jee maa gị ikpe na court
[PreChorus]
Arịrị egbukwaala ikwu na ibe m, eh
Anyị a ga-ebuzi ọnụ wee nabazie, oh?
Everyman na-ebe, oh
Ọ gịnị ka anyị ga-eme, oh?
The way this thing dey go
I cannot explain
[Chorus]
Ụmụ ụwa ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Ikwu na ibe ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Ndị enyi ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Nwata miss lee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee, eh
[Verse 3]
Eh, zimbabe, slow
Naịja versus Tunisia, nnwa, match ka m jee kili
Elezi kutu-kutu, maka Mass ka m ji kunie
Maa motor mụ tinted, maka SARS ka m ji tinye e
Bulu family na Camry, nnwa, maka pass ka m ji bulu e
SARS pull o mụ, sị mụ lituo
A ka na-ekwu, my trouser, a nalụ m belt m, sị mụ kpụtuo
Gbuo m sịa m, nalụ m chaa m afịfịa, sị mụ tụtụọ
Lụọ m kam, o wuteka m, my guys sị mụ kụgụọ (Let's go)
Had a vision to make a million, whoa
Made the million, changi-ee to vision, woah
Ụkọchukwu i nenịị, mezii bụrụ Bishop
Remy Martin na coke n'ime my tea cup, ze bag
[PreChorus]
Arịrị egbukwaala ikwu na ibe m, eh
Anyị a ga-ebuzi ọnụ wee nabazie, oh?
Everyman na-ebe, oh
Ọ gịnị ka anyị ga-eme, oh?
The way this thing dey go
I cannot explain
[Chorus]
Ụmụ ụwa ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Ikwu na ibe ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Ndị enyi ebee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee
Nwata miss lee, oh
Ụwa m lee, ụwa m lee, ụwa m lee, eh
Written by: Chibuzo Nelson Azubuike t/as Phyno, Owoh Chimaobi Chrismathner t/as Zoro
instagramSharePathic_arrow_out

Loading...