Alusi
967
Singer/Songwriter
Alusiは、アルバム『 』の一部として2024年6月18日にSelenseoyoko Citybizplus MediaによりリリースされましたAlusi - Single
メロディック度
楽曲がどれだけ明確で覚えやすいメロディを持ち、はっきりとした音楽パターンに沿っているかを示します。メロディック度が高い楽曲は、わかりやすく印象に残る楽器やボーカルラインが特徴です。
アコースティック度
楽曲が、電子楽器やデジタル合成音の代わりに、どの程度アコースティック楽器(ピアノ、ギター、バイオリン、ドラム、サックスなど)に依存しているかを示します。
ヴァランス
楽曲のハーモニーやリズムによって伝わる音楽的なポジティブ度や感情的トーンを示します。値が高いほど幸福感、興奮、陶酔などの感情を表し、低いほど悲しみ、怒り、憂鬱などの感情を表します。
ダンサビリティ
テンポの安定性、リズムパターン、ビートの強調などの要素を組み合わせて、楽曲が踊りやすいかどうかを示します。ダンス向きの楽曲は、一定のテンポ、反復的な音楽構造、強いダウンビートを持つ傾向があります。
エネルギー
楽曲の知覚される強さを示し、テンポ、音量の変化、音の密度などによって影響されます。エネルギーが高い曲は、力強いリズムや密度の高い編成を特徴とし、エネルギーが低い曲は、音の間隔が広く、テンポもゆったりとした構成になる傾向があります。
BPM98
ミュージックビデオ
ミュージックビデオ
クレジット
PERFORMING ARTISTS
SelenseOyoko
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Odini chukwuebuka Frank
Songwriter
歌詞
Yeah, Ono there
Selense Oyoko onye egwu ife obula anyi ga eme na nke ikpazua Alusi ga adiya wanne
Enidiro ka akorogi
Uwam
Yeah, ifuru this year ife obula anyi ga eme anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Asa si na olove rum before anyi ayiba I ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Before Muna gi emeko any business anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ichokwa iboro ego nga eye gi mana anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ima na nbu onye uka mana ire ego anyi ga eje na Alusi
Any ga eje na Alusi
Asa before mbute mmaya egi anugi any ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Aza man nga ebiye olu this year anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Inodu na my Hk bupu olu na azum ntuo gi Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Contact bu ego tupu nyegi ya anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Olu kwuo ugwo igba jo iyem egom ntuo Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ibom osi afo ime tupu imuo nwa anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Holy wa omenjo gide your preaching ikpe diba be chukwu
Anyi ga eje na Alusi
(Vas 1)
Hee, ima na ndi soft mana umuwa emego ngba wikedi
Odogwu agba wikedi
Afugom na oburo obi sarisari ka woke na iwu gi kpa millions
Oji wey kpa millions
Obuya ife mere ngiri decide before anyi aruko anyi eje na Alusi
Anyi eje na Alusi
Imana nbu onye uka mana anyi eje na Alusi father ama ndi away
Father ama ndi away
What a pity na nga anu wanyi ka mu Naya biri 6months divorce mu
Open ego na ile ntufuru na isi wata wanyia owerezie obim wete uri onu
Otonu zie my name to a bad man
Nputa na my street mmadi regard
Tuturu or my men na eyefa yach
Men ewlu ziem na eme concert
Nga ekwuzi Maka my business partner everyday fa na eri my money
Eri my money
Asa woke cho igbaye gi engagement ring kporo ya gaba na ifu arusi
Iru arusi
Maka I were Ike igba ringa na aka gi 5years the boy ama alugi
Oma lugi
Ika na eme ife trust (hee) oga agbayere gi film
Oga agba yere gi film
(Chorus)
Yeah, ifuru this year ife obula anyi ga eme anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Asa si na olove rum before anyi ayiba I ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Before Muna gi emeko any business anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ichokwa iboro ego nga eye gi mana anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ima na nbu onye uka mana ire ego anyi ga eje na Alusi
Any ga eje na Alusi
Asa before mbute mmaya egi anugi any ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Aza man nga ebiye olu this year anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Inodu na my Hk bupu olu na azum ntuo gi Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Contact bu ego tupu nyegi ya anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Olu kwuo ugwo igba jo iyem egom ntuo Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ibom osi afo ime tupu imuo nwa anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Holy wa omenjo gide your preaching ikpe diba be chukwu
Anyi ga eje na Alusi
Mmadu ewero obi mmadu, mmadu ekwesia ina
atrust mmadu
Atrust mmadu
Mmadu ga ano na nkpa iyere ya aka tomorrow itonu to Ajo mmadu
Oburu Ajo mmadu
Ife Alusi na aru bukwa Justice
Justice
Olu kwuo ugwo eke the money in peace
Irie kwazie my money aburu six fit
Asa woke cho igbaye gi engagement ring kporo ya gaba na ifu arusi
Iru arusi
Maka I were Ike igba ringa na aka gi 5years the boy ama alugi
Oma lugi
Ika na eme ife trust (hee) oga agbayere gi film
Oga agba yere gi film
(Chorus)
Yeah, ifuru this year ife obula anyi ga eme anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Asa si na olove rum before anyi ayiba I ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Before Muna gi emeko any business anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ichokwa iboro ego nga eye gi mana anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ima na nbu onye uka mana ire ego anyi ga eje na Alusi
Any ga eje na Alusi
Asa before mbute mmaya egi anugi any ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Aza man nga ebiye olu this year anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Inodu na my Hk bupu olu na azum ntuo gi Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Contact bu ego tupu nyegi ya anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Olu kwuo ugwo igba jo iyem egom ntuo Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Ibom osi afo ime tupu imuo nwa anyi ga eje na Alusi
Anyi ga eje na Alusi
Holy wa omenjo gide your preaching ikpe diba be chukwu
Anyi ga eje na Alusi
Written by: Odini chukwuebuka Frank