album cover
Nmowu
1,052
Hip-Hop/Rap
Nmowuは、アルバム『{albumName}』の一部として2025年11月27日にGENG BIZZによりリリースされましたEnugu Road
album cover
アルバムEnugu Road
リリース日2025年11月27日
レーベルGENG BIZZ
言語English
メロディック度
アコースティック度
ヴァランス
ダンサビリティ
エネルギー
BPM148

ミュージックビデオ

ミュージックビデオ

歌詞

Ibaru nmowu, ka itiri nmowu ihe nma
Bu na odi m na aka
Ibaru nmowu, ka itiri nmowu ihe nma
Bu na odi m na aka
Ibaru nmowu, ka itiri nmowu ihe nma
Bu na odi m na aka
Ibaru nmowu, ka itiri nmowu ihe nma
Bu na odi m na aka
Jee kwa man moneke
Na ejim Cash ngah eke !!
No joy no joy
Na ime obi
Soo soo dollar ka nna eke !!!
Enwe m men na ebu Ndi eke
Jonze around atuoo gi eke !!!
Onye ego onye ego onye ego
Okwa cash ka ana ekehhhh
Obuna oburo maka bank m
A locku how much is G wagon
How much is rolls Royce
Lamborghini abudi ego olee
Obuna oburo maka ego
Nyee government nozie Obodo ah
Normally who goes ?
Mtwwww nobody Goes
I know you know
We are dope
Mana nwete more debit
Nga adah
Oka my account bebe Zia akwa !!
Allocate funds here , allocate funds
2 seconds ogwu gi na akpa
Is choro m ka ogwu m
Na akpa
You gas be a G, not an apayiwa
Umunwa Umunwa all over the place
Okwa till okwu gi n' akah
Ekwe na ka ogwu gi na akpa
Ogwu Gi na Akpa
Onu gah etipugi akwa
Onye ego onye ego onye ego
Okwa maka na odigi na aka Imakwaaa
Ibaru nmowu, ka itiri nmowu ihe nma
Bu na odi m na aka
Ibaru nmowu, ka itiri nmowu ihe nma
Bu na odi m na aka
Ibaru nmowu, ka itiri nmowu ihe nma
Bu na odi m na aka
Ibaru nmowu, ka itiri nmowu ihe nma
Bu na odi m na aka
Written by: ENEH QUEENLUCY C
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...