album cover
2018
album cover
2018は、アルバム『{albumName}』の一部として2026年1月30日にNuno ZigiによりリリースされましたTotal Dominance
アルバムTotal Dominance
リリース日2026年1月30日
レーベルNuno Zigi
言語English
BPM76
メロディック度
アコースティック度
ヴァランス
ダンサビリティ
エネルギー

歌詞

[Intro]
Kee ihe na-eme? Kee ihe na-eme?
Nwanne, bugote ya here ka m na-ahụ that ****, ọ na-e-help-kwu m
[Chorus]
2018, year ndị mmụọozi gbanyee film
Year m sign with the team
M burst-lụọ unto the scene
Ọọ mụnwa ka isi na-awa
Hanwa a na-aṅụ Novalgin
To write my first rap, etichaa m 20 leaves Arshavin
A drop-ụụ m my first song, ogbe agụsaa ya ka ọọ hymn
Elohim
Capping m na-e-lift mood men ka gym
8th mood bụ freestyle
N'Asaba ka m kpọọlụ ya Phyno
Flows dị unlimited, few days later anyị na-e-shoot the video
[Verse 1]
I'm not here to sleep, elozọọ m my pillow
Look into your mirror (Look)
Gịnwa bụ your hero
Better find a way and make it happen
Obi men, darken darken
Find a way and make it happen, make that thing wey go happen, happen
Ndị asịlị dey show me love
Every convo, e mee m involve
Ọ na-adị mma a na-akọ ihe a ga-akụ aka nkụ, ka a kọọ ya enough
Gee ka m bụ Andrew Tate
Enwee m conscience, enwee m faith
Nobody can take me out, mụ na destiny anyị nwee date
[Bridge]
Every time we up out in the studio, we be cooking up disaster
Ọọ kwa mụ na, ọọ kwa mụ na rasta
Fire, fire, fire, I fit burn
I fit burn, I fit burn
[Verse 2]
From the top, the view dị stunning
Eye is turning
M na-eme ife m, no disturbing
Joy is coming, blessings falling
Now installing
Mmili elilọọm na Nkịsị
Chọzii ili m na Queen Suite (How?)
Survival dị inbuilt
Abụ m psycho, abụ m mad youth
Onye nwee motor adaa aba one chance
Die hards, my number one fans
A sị m gụọ ka ha gee
Na ọọ mụ bụ wizkid, say they wan dance
Attention bụ nwa akpụda
Anọ m na Burj Khalifa na-afụwa
What the **** is na m chelụ ka i jee waxing? Kpụchapụ ya with agụba
Alụsị ụmụasa gba ọtọ efe
Ha na-ajụ mgbe m ga-enwe efe
Ha lugodu ten, ọ dịị ese
Onye ọbụna ga-elu anaeze
Install-ụọ Starlink na window m
I don't care ma ndị nwa ọ na-abịa inyo m
Ife m na-atụ bụ nuclear bomb
Ego m na-achụ bụ ego hedge fund
Zigi raa
[Chorus]
2018, year ndị mmụọozi gbanyee film
Year m sign with the team
M burst-lụọ unto the scene
Ọọ mụnwa ka isi na-awa
Hanwa a na-aṅụ Novalgin
To write my first rap, etichaa m 20 leaves Arshavin
A drop-ụụ m my first song, ogbe agụsaa ya ka ọọ hymn
Elohim
Capping m na-e-lift mood men ka gym
8th mood bụ freestyle
N'Asaba ka m kpọọlụ ya Phyno
Flows dị unlimited, few days later anyị na-e-shoot the video
Written by: Ayadinuno Okechukwu

Loading...