album cover
001
3,293
Music
001은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2017년 7월 26일일에 Inglemind에서 발매되었습니다.001 - Single
album cover
발매일2017년 7월 26일
라벨Inglemind
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지
BPM190

크레딧

실연 아티스트
Major Bangz
Major Bangz
실연자
Phyno
Phyno
실연자
Olamide
Olamide
실연자
프로덕션 및 엔지니어링
Major Bangz
Major Bangz
프로듀서

가사

[Intro]
(001)
(001)
(001)
Major Bangz
(001)
[Chorus]
Ama m na ofu mbọsị na m ga-achụta ego (001)
Ụsụ na-enwerọọ ọnụ, mesị bụlụ egwu (001)
Obi akpọ nye m efe na ọ na-eghu m eghu (001)
See, now we balling, anyị adaa atụzi egwu
[Refrain]
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Chineke m ee, Chineke m ee
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Anwụọla m oo, anwụọla m oo
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Ebelebe, ebelebe
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Chineke m ee, Chineke m ee, yeah-yeah-yeah
[Verse 1]
Asa nnwa, lee my number, room number m bụ (001)
Kpọtuolo m une, na ife i nwee ya bụ (001)
Ị jụọ ndị agbataobi, ha ga-agwa gị na m bụ (001)
Ezege Ijite, abụ m nnwa bulu ebu (001)
Ọ dị easy, men na-akụzi with Agbọmma, ya na Janet
Ụmụasa gbagbuu way mụ, sị mụ, "Ezege, come and collect"
Maka na adịị m edejọ, nwoke nọ na autocorrect
Akwụrụ m dues, break-ie loose, nwanne, show some respect
Ọ bụlụ ihe ụmụaka, m ga-akụgide till gamie aka
Ọgụdụife a kpọga na Nanka
Kolii fa, bịa konukọọ fa ncha
Anyị e-send-ịrọọ ma ị bụ popo, you're a foe, men ga-efofo
Wee welụ ọnụma drop-ụọ hit back to back ka popo
Watch-ịa men, ị ma Chukwu ebuigo boy, brush-ịa men, load-uo men?
Nde mụ mejọchaga now fụ boys, we gonna pray amen
Malụ ụma lụga ife a na-alụ, drop-ụọ pen
Oh, Chi, way m na-ewe gị iwe, hug-ụọ gen
[Chorus]
Ama m na ofu mbọsị na m ga-achụta ego (001)
Ụsụ na-enwerọọ ọnụ, mesị bụlụ egwu (001)
Obi akpọ nye m efe na ọ na-eghu m eghu (001)
See, now we balling, anyị adaa atụzi egwu
[Refrain]
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Chineke m ee, Chineke m ee
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Anwụọla m oo, anwụọla m oo
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Ebelebe, ebelebe
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Chineke m ee, Chineke m ee, yeah-yeah-yeah
[Verse 2]
Awọn temi ni Mushin de Orile o (001)
Awọn ti Agege tun ti de Surulere (001)
Awọn Somolu tun ti de Bariga (001)
Ẹ mọ pe Eyimba o le ever play La Liga
Ẹ ma pa anything kon ti ne pa
Ese mo pa **** nobody se o ti le pa
Any p t'ọn ba ti le kill ẹ o tun le ta
Ẹ ma lọ ro guguru mi pin cos o ṣi le ta
E ka ni ma bo tan nka
Kill everything, nala lo loba ban ka
Christians, Muslims si wa de tan ka
Anybody backs to the bag, give them banger
Now mido
Anybody go beef with me o tinko
I be everywhere like king toes
Man never scared, break a neck like a pringles
See me ole another set (001)
Anytime I am ready, you're never set (001)
All you said I am wrong and you are right or left (001)
Down to me wide right, down to me Yaba left
[Refrain]
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Chineke m ee, Chineke m ee
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Anwụọla m oo, anwụọla m oo
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Ebelebe, ebelebe
Ụbịam anaa, ụbịam anaa, ụbịam anaa
Chineke m ee, Chineke m ee, yeah-yeah-yeah
[Outro]
Ụbịam anaa
Chineke m ee, Chineke m ee
Ụbịam anaa
Anwụọla m oo, anwụọla m oo
Ụbịam anaa
Ebelebe, ebelebe
Ụbịam anaa
Chineke m ee, Chineke m ee, yeah-yeah-yeah
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...