album cover
Frog Jump
album cover
Frog Jump은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2023년 11월 10일일에 Umu Obiligbo global에서 발매되었습니다.Legacy
앨범Legacy
2023년 11월 10일
라벨Umu Obiligbo global
BPM109
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지

뮤직 비디오

뮤직 비디오

가사

[Verse 1]
Egwu enu ụwa atugbue m
Egwu enu ụwa atugbue m
Ịchọ ịchụ nwaanyị, kpachalụ anya gị
Ijebe ịchụ nwaanyị, kpachalụ anya gị (Ee)
Maka ịmee chụta
Nwa awọ jump
[Verse 2]
I’m just going back to work
After much effizy
I met one baby
She’s a fashion designer
M sị ka m kwuchalụ kwa wee wabakwa
Ebe m nọkwa na nkwuchalụ
I no know say her papa na soja
She invite me come their house
M kpochasịa wee jebenụ
On getting to their building
I put am call
Ọkwa na Lekki Phase 1
I enter the compound
First thing I saw na dog
Inside the cage
Second thing I saw na sojas
I tried to run
But, the gate man go lock the gate
[Chorus]
Oya, guess wetin I do?
(Nwa awọ jump)
Nwa awọ jump
(Nwa awọ jump)
Nwa awọ jump e
(Nwa awọ jump)
Eee, nwa awọ jump
(Frog jump)
[Verse 3]
Trouble dey sleep, yanga go wake am
Eziokwu, I don jam nwa soja
Ebe m jelụ ka m kwuchalụ
[Refrain]
Ị ga-ekwuzikwa
(Mmaa nkwuzikwa)
Ị ga-ejezikwa
(Mmaa njezikwa)
Ị ga-ekwuzikwa
(Mmaa nkwuzikwa)
Ị ga-ejezikwa
(Mmaa njezikwa)
Jụọ, ị ga-ekwuzikwa eeh e, ee
(Mmaa nkwuzikwa)
Ị ga-ejezikwa
(Mmaa njezikwa) E, ee
[Verse 4]
The worst part of it
I don dey call the girl
She no dey pick her calls
Ọ bụ gịnị ka m ga-emezi
[Chorus]
I continue nwa awọ jump
(Nwa awọ jump)
Nwa awọ jump
(Nwa awọ jump)
Nwa awọ jump e
(Nwa awọ jump)
Eee, nwa awọ jump
(Frog jump)
[Verse 5]
My brother, try be careful
Ekweghịkwe ga-ekwe n'ute ekwele
E dey play, e dey show
Shey you stubborn, no be for soja
I don enter nwa awọ jump
Ebe m jelụ ka m kwuchalụ, iyo ee
[Bridge]
Ọchụ nwaayị, kpachalụ anya gị
Anya afụụ nwaanyị kpachalụ anya gị
Abanị agbaa aka, kpachalụ anya gị
Maka ofu mbọsi, ị ga-achataba ofu
[Bridge]
Nke m chụlụ achụ, m chụta nwa soja
Nke m chụlụ achụ chụta nwa awọ jump
[Verse 6]
I go dey tell you my tori
Experience is the best teacher
No do pass your self
Makana, ife m fụlụ elikekwe ee, aa
Some guy nọ na mgbago
Fa na afụjukwa ife anya
Some guy nọ naija
Mana fa na-eme ọfụma
Ebe onye nọ, nya mesibe ife ike e
N'ụwa si n'akara aka
[Refrain]
Iya jogodo, e, iya njogodo
(Iya njogodo)
E, iya njogodo
(Iya njogodo)
E, iya njogodo
(Iya njogodo)
Jogodo njogodo
(Iya njogodo)
E, iya njogodo
(Iya njogodo)
Jogodo njogodo
(Iya njogodo)
E, iya njogodo, iyo ee
(Iya njogodo)
Jogodo njogodo, e, iye eh
(Iya njogodo)
Written by: Obiligbo Ebuka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...