album cover
Udemba
146,533
Alternative
Udemba은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2023년 11월 10일일에 Umu Obiligbo global에서 발매되었습니다.Legacy
album cover
가장 인기 있는
지난 7일
00:00 - 00:05
Udemba은(는) 지난 주에 처음 몇 초 동안에 가장 많이 검색된 곡입니다.
00:00
00:05
00:10
00:40
00:50
01:25
01:30
01:45
02:05
02:30
02:35
02:45
03:15
00:00
03:29

뮤직 비디오

뮤직 비디오

가사

[Intro]
Ịmakwalụ ude l'udemba?
Ọkwa ndị odogwu na-abịa ije?
Ahe, ahe
[Verse 1]
Akụnwafọr be anyị
Nnekwu mmụọnwụ anyị ji eje mba
Ego oyibo na-adị mkpa
Ọgalanya amaka kwa mma n'ikolobịa
Ịmakwalụ ude l'udemba?
Olo lolo
[Verse 2]
Ọkwa ego emebugo m ife?
Ọkwa nya ka mụ ji kwechili?
Si na anyị ga-afụzi isi ye
Ego amaka n'ikolobịa
Ịmakwalụ ude l'udemba?
Ahe ahe
Agba aka achọ mma, agba aka achọ mma, ego oyibo na-adị nkpa
Ọchọ mma jidekwa ego
Ọchọ mma jidekwa ife
Ịnụlụ ka mmụọnwụ na-ebe ooi?
Ezi oyibo na-atụ egwu
Ahe ahe
Aka ọma jide ego, aka ọma jide ego, ife anwụlị na-adị
Ọ bụ asị ka mụ na-asị
Nnekwu mmụọnwụ na-ebe ooi
Olo olo
[Verse 3]
Agba aka achụ afịa?
Agba aka eje ahịa?
Agụ nke m na-agba egbe
Ịma na udelude na-atu egwu?
Onye kote, obulu
Ọkwa ndị odogwu na-eje ije?
Olo olo
Egbuo dike na ọgụ ụnọ
Ọgụ esi ajụba, "Onye ga-ebu ụzọ?"
Ụmụ obiligbo na-agụ egwu
Mmụọnwụ anyị ji eje mba
[Chorus]
Ọya na-ejenụ
(Ka anyị je)
Anyị apụwanụ
(Ka anyị je)
Onye gba ọsọ, ebulu ye tụpụ
(Ka anyi je)
Ịma na udelude na-atu egwu
Ọya na-ejenụ
(Ka anyị je)
Ololo lolo
(Ka anyị je)
Onye gba ọsọ, ebulu ye tụpụ
(Ka anyi je)
Ịma na udelude na-eyi egwu
[Verse 4]
Ụmụ obiligbo na-agụ egwu
Ịmakwa mmụọnwụ anyị ji eje mba?
Ọbịalụ abịa ga-ana ụnọ
Ọnye jelụ ije ga-elu ụnọ
Olo olo
[Verse 5]
Anyị apụta n'ọgbọegwu
Ọkwa ndị odogwu na-agụ egwu?
Ịma na ọchọlụ ụba ya-agba mbọ?
Mmụọnwụ na-agụ egwu
Olo olo
Olololo lo
[Verse 6]
Ọchọ mma chụba ego
Ọchọ mma chụba ego, Ọcho mma chụba ego, ego oyibo na-adị kpa
Ọgaranya amakakwa mma n'ikolobịa
Ịma na udelude na-atụ egwu?
[Chorus]
Ọya na-ejenụ
(Ka anyị je)
Anyị apụwanụ
(Ka anyị je)
Onye gba ọsọ, ebulu ye tụpụ
(Ka anyi je)
Ịma na udelude na-atu egwu
Ọya na-ejenụ
(Ka anyị je)
Ololo lolo
(Ka anyị je)
Onye gba ọsọ, ebulu ye tụpụ
(Ka anyi je)
Ịma na udelude na-eyi egwu
Written by: Obiligbo Ebuka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...