album cover
Joy
album cover
Joy은(는) {albumName} 앨범에 수록된 곡으로 2023년 12월 1일일에 IYOOCARTEL에서 발매되었습니다.Joy - Single
Released2023년 12월 1일
라벨IYOOCARTEL
BPM113
멜로디에 강한 음악
어쿠스틱 악기 중심
발랑스
춤추기 좋은 음악
에너지

뮤직 비디오

뮤직 비디오

가사

[Intro]
Ogbe
[Verse 1]
Happiness gbaa kasaa, joy, joy, joy
Abụlọ, abụlọọkwa m onye chọọ chọọ chọọ
Monetized my mouth, so I don't talk much
Mụ na gị makwa na making money is a must
Osita Ọsadebe (Ọsọ ndị, owe ndị)
Ife ọbụna ị na-eme (Ọsọ ndị, owe ndị)
Anyị apụtago ilo (We outside)
And mụnwa efegokwalụ afụfụ bye bye
[Chorus]
Happiness gbaa kasaa (Joy joy joy)
Aṅụli dịkwa m n'obi (Joy joy joy)
N'ime club, n'enu oche (Joy joy joy)
My mood kịtaa bụkwa joy, joy, joy
Happiness gbaa kasaa (Joy joy joy)
Aṅụli dịkwa m n'obi (Joy joy joy)
N'ime club, n'enu oche (Joy joy joy)
My mood kịtaa bụkwa joy, joy, joy
[Refrain]
Ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe, ebelebe
Ebelebe egbuo, ebelebe
Ebelebe, ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe, ebelebe
[Verse 2]
Verse one
Ị lụọ mgbu ị bụlụ minus one
Mmili na-ezo, anyị na-eche sunshine
Pọtọpọtọ abụlọọ my concern
Nenee the sky ị ga-afụ the rainbow (Rainbow)
Canadian ezigbo jombo (Jombo)
Enwekwaa m uche ka Jombo (Jombo)
Trap trap in the bando (Bando)
Local boy living la vida loca
I dey vibe, I dey give them energy ka solar
My city champion, Guardiola
Mụnwa ama nkwụsị till ọ bụlụ game over
Ọ bụlọọ lamba, attire designer
Check my swagger, polo Casablanca
M na-atụba afịa ka importer
Peace of mind dịkwa ezigbo important
[Chorus]
Happiness gbaa kasaa (Joy joy joy)
Aṅụli dịkwa m n'obi (Joy joy joy)
N'ime club, n'enu oche (Joy joy joy)
My mood kịtaa bụkwa joy, joy, joy
Happiness gbaa kasaa (Joy joy joy)
Aṅụli dịkwa m n'obi (Joy joy joy)
N'ime club, n'enu oche (Joy joy joy)
My mood kịtaa bụkwa joy, joy, joy
[Refrain]
Ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe, ebelebe
Ebelebe egbuo, ebelebe
Ebelebe, ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe
Ebelebe, ebelebe, ebelebe
Written by: Ani Jeremiah Chukwuebuka
instagramSharePathic_arrow_out􀆄 copy􀐅􀋲

Loading...